Nkọwa okwu logo
Beta

zà

Wordzà
Definitions

Active verb

1.sweep

2.filter; skim (off)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Chiazọ zara imụlọ ụnyaahụ.

Chiazọ zara imụlọ ụnyaahụ.

Chiazo swept the house yesterday.

Ọ na-aza garị ya oge ọbụla o mere ya.

Ọ na-aza garị ya oge ọbụla o mere ya.

She filters her garri every time he prepares it.

Ana m aza mmiri m tupu m ṅụọ ya.

Ana m aza mmiri m tupu m ṅụọ ya.

I filter my water before drinking it.

Ha gara ịza ụlụụka.

Ha gara ịza ụlụụka.

They went to sweep the church.

Nnwa ya na-aza ụlọ ha ugbua.

Nnwa ya na-aza ụlọ ha ugbua.

Her child is sweeping their house now.

Zaa ụlọ a.

Zaa ụlọ a.

Sweep this house/

Onye ga-aza ebe a?

Onye ga-aza ebe a?

Who is going to sweep here?

ǫzįzà

ọ̀zị̀zà

Wordọ̀zị̀zà
Definitions

Noun

1.sweeping

2.filtering; settling of particles at the base of a container

3.(fig.) be reduced in weight; be lean, thin (as result of abnormal condition, e.g. worry, illness, etc.)

Related Terms
Word Stems

Examples

Amaka gara ọ̀zị̀zà ụlọụka.

Amaka gara ọ̀zị̀zà ụlọụka.

Amaka went to sweep the church.

Ọbịbịa ọ bịara mere ọzịza ụlọ m adị mfe.

Ọbịbịa ọ bịara mere ọzịza ụlọ m adị mfe.

Her coming made the sweeping of my house easy.

̣Ọ̀zịza afọ ya zara nyere ya ọṅụ.

̣Ọ̀zịza afọ ya zara nyere ya ọṅụ.

The reduction in the size of his tommy gave him joy.

Ha bịara maka ọzịza ama obodo.

Ha bịara maka ọzịza ama obodo.

They came for the sweeping of the village square.

Ọ gara ọzịza mmanya ọcha.

Ọ gara ọzịza mmanya ọcha.

He went to sieve palm wine.

Ọzịza ụlọ anaghị amasị m.

Ọzịza ụlọ anaghị amasị m.

I do not not like sweeping the house.

ųzà

ụ̀zà

Wordụ̀zà
Definitions

Noun

1.a device that filters or absorbs particles of liquid, gas, light, sound, or other radiations; filter

2.sieve

3.a function that removes unwanted data in computing

Related Term
Word Stem

Examples

Nne m zụtara ụza ọhụrụ.

Nne m zụtara ụza ọhụrụ.

My mother bought a new sieve.

Aga m etinye ụza ọkụ n'ihu ya.

Aga m etinye ụza ọkụ n'ihu ya.

I will put a light filter in front of it.

Ụza ahụ buru ibu.

Ụza ahụ buru ibu.

That filter is big.

Jiri ụza chọọ aha gị ka ọ dịrị gị mfe ịchọta.

Jiri ụza chọọ aha gị ka ọ dịrị gị mfe ịchọta.

Use the filter to search your name so that it will be easier for you to find.

Ụza okwu m mebiri emebi.

Ụza okwu m mebiri emebi.

My mouth piece filter is spoilt.

Ụza ekwentị m dị mma.

Ụza ekwentị m dị mma.

My mobile phone filter is okay.

O ji ụza wepụ mkpọtụ niile.

O ji ụza wepụ mkpọtụ niile.

He used the filter to remove all the noise.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.