wųjú
wụ̀ju
Word | wụ̀ju |
Definitions | Active verb 1.pour to fill up |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Gaa, wụjuo ya ozugbo.
Gaa, wụjuo ya ozugbo.
Go and fill it immediatly.
Okeke na-awụju iko mmanya ya awụju.
Okeke na-awụju iko mmanya ya awụju.
Okeke fills his wine cup.
Ọ na-awụju ya.
Ọ na-awụju ya.
He is pouring to fill it.
Achọghị m ịwụju ya.
Achọghị m ịwụju ya.
I do not want to fill it.
Ọ ga-awụju mmanụ na efere a.
Ọ ga-awụju mmanụ na efere a.
She will fill this plate with oil.
Wụjuo iko a.
Wụjuo iko a.
Fill this cup.
Ị chọrọ iwụju karama a na mmanya?
Ị chọrọ iwụju karama a na mmanya?
Do you want to fill this bottle with wine?
Nne m wụjuru mgbammiri ahụ na mmiri.
Nne m wụjuru mgbammiri ahụ na mmiri.
My mother filled the container with water.
Onye wụjuru ya?
Onye wụjuru ya?
Who filled it?
bíjú
biju
Word | biju |
Definitions | Active verb 1.live to fill up a place; occupy enough |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Unu na-ebiju ebe a mgbe niile.
Unu na-ebiju ebe a mgbe niile.
You all occupy here much all the time.
Obere oge, anyị ga-ebiju ebe niile.
Obere oge, anyị ga-ebiju ebe niile.
In a short while, we will live and fill all the place.
Ahụhụ ojii na-ebiju n'ime ọnụ dị n'ala.
Ahụhụ ojii na-ebiju n'ime ọnụ dị n'ala.
Black ants live and fill holes in the ground.
Ndị Awụsa bijuru ebe niile ugbua.
Ndị Awụsa bijuru ebe niile ugbua.
Hausa people live and fill up everywhere now.
Ndị ọcha na-achọ ibiju ebe niile.
Ndị ọcha na-achọ ibiju ebe niile.
White people wants to live and fill everywhere.
Kpọrọ ndị be gị bijuo ebe a.
Kpọrọ ndị be gị bijuo ebe a.
Take your family, live and fill this place.
mįjú
mị̀ju
Word | mị̀ju |
Definitions | Active verb 1.suck enough; to suck to fill; draw fluid (oil) 2.fill up |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Anwụnta a mịjuru ọbara afọ n'abalị.
Anwụnta a mịjuru ọbara afọ n'abalị.
This mosquito sucked blood full last night.
Oge adịghị ịmịju ya n'ọnụ.
Oge adịghị ịmịju ya n'ọnụ.
There's no time to fill it up.
Ha sị anyị chere na ha ka na-amịju mmanụ ha.
Ha sị anyị chere na ha ka na-amịju mmanụ ha.
They asked us to wait that they are still filling up their oil.
Ndị a mịjuru mmanụ a amiju.
Ndị a mịjuru mmanụ a amiju.
This people drew the oil well.
Nwa a na-amịju ara amịju.
Nwa a na-amịju ara amịju.
This baby sucks breast enough.
Ị mịjuo, gwa m.
Ị mịjuo, gwa m.
If you suck enough, let me know.
M ga-amịju ya afọ ma nna m lọta.
M ga-amịju ya afọ ma nna m lọta.
I will suck it enough when my father returns.
Nwata a mịjuo ara nne ya, ọ chịwa ọchị.
Nwata a mịjuo ara nne ya, ọ chịwa ọchị.
When this child gets filled sucking her mothers breast, she starts smiling.
méjú
meju
Word | meju |
Definitions | Active verb 1.fill up; get completed |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
M ga-emeju ya afọ.
M ga-emeju ya afọ.
I will complete it to my fill.
Imeju ihe a di ̣mfe.
Imeju ihe a di ̣mfe.
To complete this is easy.
Ọ na-emeju ya emeju.
Ọ na-emeju ya emeju.
He is filling it.
Mejuo aha ndị ga-aza ebe a.
Mejuo aha ndị ga-aza ebe a.
Fill up the names of those to sweep here.
E mejuru m ọnụọgụg̣ụ ha.
E mejuru m ọnụọgụg̣ụ ha.
I filled up their numbers.
Mejuo nke ise ya.
Mejuo nke ise ya.
Complete the fifth one.