Nkọwa okwu logo
Beta

átųmàtųókwú

atụ̀màtụ̀okwū

Wordatụ̀màtụ̀okwū
Definitions

Noun

1.figures of speech/thought in literature

Variationsatụ̀màtụ̀ okwū
Related Terms
Word Stems

Examples

Asụsụ Igbo nwere atụmatụ okwu dị iche iche.

Asụsụ Igbo nwere atụmatụ okwu dị iche iche.

The Igbo language has many figures of speech.

Ajụjụ nke abụọ n'ule ahụ bụ maka atụmatụokwu.

Ajụjụ nke abụọ n'ule ahụ bụ maka atụmatụokwu.

The second question at that examination was about figures of speech.

Anyị mụrụ maka atụmatụokwu taata.

Anyị mụrụ maka atụmatụokwu taata.

We learnt about figures of speech today.

Ọtụtụ atụmatụokwu dị n'agụmagụ a.

Ọtụtụ atụmatụokwu dị n'agụmagụ a.

A lot of figures of speech are in this literature.

Gịnị dị iche n'etiti atụmatụokwu na atụmatụechiche?

Gịnị dị iche n'etiti atụmatụokwu na atụmatụechiche?

What is the difference between figures of speech and figures of thought?

Ọsịsa ajụjụ ahụ bụ atụmatụokwu.

Ọsịsa ajụjụ ahụ bụ atụmatụokwu.

The answer to that question is figures of speech.

Kpọpụta atụmatụokwu asaa.

Kpọpụta atụmatụokwu asaa.

Mention seven figures of speech.

Onye kụziere unu atụmatụokwu?

Onye kụziere unu atụmatụokwu?

Who thought you figures of speech?

égbúgbú

egbugbu

Wordegbugbu
Definitions

Noun

1.tattoo; the intentional (often permanent) marking of skin with pictures, figures with the use of sharp objects and ink

Variationsegbu gbu
Related Term
Word Stem

Examples

Nna m gburu egbugbu na aka ya

Nna m gburu egbugbu na aka ya

My father tattooed his hand

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.