ágbàrà
agbàrà
| Word | agbàrà |
| Definitions | Noun 1.super talented; doer of the unimaginable; doer/worker of wonders used figuratively (idiom) |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ọgwụ ahu i nyere m bụ agbara.
Ọgwụ ahu i nyere m bụ agbara.
That medicine you gave to me works wonders.
Onye sere ihe a bụ agbara.
Onye sere ihe a bụ agbara.
The person that made this drawing is super talented.
Nwookorobịa ahụ bụ agbara.
Nwookorobịa ahụ bụ agbara.
That young man does wonders.