rïrįà áká
rịrị̀à aka
Word | rịrị̀à aka |
Definitions | Active verb 1.fondle; caress; stroke; touch lightly while moving the hand side to side |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Aga m arịrịa ya aka n'azụ ntị ya.
Aga m arịrịa ya aka n'azụ ntị ya.
I will caress it behind its ear.
Onye rịrịara m aka?
Onye rịrịara m aka?
Who caressed me?
Achọrọ m ịrịrịa gị aka.
Achọrọ m ịrịrịa gị aka.
I want to caress you.
Anwakwala anwa rịrịa m aka.
Anwakwala anwa rịrịa m aka.
Don't you ever fondle me.
Rịrịa ụmụ gị aka n'isi ma ha bịakwute gị.
Rịrịa ụmụ gị aka n'isi ma ha bịakwute gị.
Caress your kids on the head if they come to you.
Ụjọ na-atụ ya ịrịrịa nwamba aka.
Ụjọ na-atụ ya ịrịrịa nwamba aka.
She is afraid to stroke the cat.