Nkọwa okwu logo
Beta

òlénòòlē

òlenòòlē

Wordòlenòòlē
Definitions

Quantifier

1.a few; some

Related Terms
Word Stems

Examples

Sọọsọ mmadụ olenoole ka m gwara.

Sọọsọ mmadụ olenoole ka m gwara.

It's just a few people that I told.

ųfödü

ụ̀fọdụ

Wordụ̀fọdụ
Definitions

Quantifier

寇群対

1.some; few

Related Terms
Word Stems

Examples

O nweghị ihe gbasara mụ na ụfọdụ nnenanna.

O nweghị ihe gbasara mụ na ụfọdụ nnenanna.

Nothing concerns me with some parents.

Gosi m ụfọdụ ihe ndị ị na-ere.

Gosi m ụfọdụ ihe ndị ị na-ere.

Show me some of the things you sell.

Ụfọdụ n'ime ha abịaghị.

Ụfọdụ n'ime ha abịaghị.

Some among them didn't come.

kö ükö

kọ̄ ụ̄kọ̄

Wordkọ̄ ụ̄kọ̄
Definitions

Active verb

㤯密㤯

1.be scarce; few

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Yabaasị kọrọ ụkọ n'ahịa taata.

Yabaasị kọrọ ụkọ n'ahịa taata.

Onions are scarce in the market today.

káchàpų

kachàpụ̀

Wordkachàpụ̀
Definitions

Active verb

1.strike off; cancel from a list or record, typically by drawing a line or few across

2.cancel out; create or attain a balance by being equal to an opposite force

Related Terms
Word Stems

Examples

Arọ nke i bu n'akanri na-akachapụ arọ nke i bu n'akeekpe.

Arọ nke i bu n'akanri na-akachapụ arọ nke i bu n'akeekpe.

The weight of the one you are carrying on your right is cancelling out the weight of the one you are carrying the left.

A ga-akachapụ aha ndị akwụghị ụgwọ taa.

A ga-akachapụ aha ndị akwụghị ụgwọ taa.

The names of those that did not pay will be struck out today.

Kachapụ aha ya n'akwụkwọ anyị.

Kachapụ aha ya n'akwụkwọ anyị.

Strike off her name from our book.

Ọ bụ nwoke a na-akachapụ aha ndị mmadụ.

Ọ bụ nwoke a na-akachapụ aha ndị mmadụ.

He is a man who strikes off people's names.

Ha chọrọ ịkachapụ aha gị.

Ha chọrọ ịkachapụ aha gị.

They want to cancel out your name.

Kedụ mgbe ọ kachapụrụ aha gị?

Kedụ mgbe ọ kachapụrụ aha gị?

When did he strike off your name?

Ada na-akachapụ aha ndị mmadụ.

Ada na-akachapụ aha ndị mmadụ.

Ada strikes out people's names.

Kachàpụ ihe ndị a niile.

Kachàpụ ihe ndị a niile.

Strike out all these things.

Amaghị m ihe mere o ji akachapụ aha anyị.

Amaghị m ihe mere o ji akachapụ aha anyị.

I don't know why he is cancelling our names.

Ahụrụ m ka Obi na-akachapụ ihe o dere.

Ahụrụ m ka Obi na-akachapụ ihe o dere.

I saw when Obi was striking out what he wrote.

Ịkachapụ ihe a ga-aka mma.

Ịkachapụ ihe a ga-aka mma.

To strike out this thing completely will be better.

Onye kachapụrụ aha m n'akwụkwọ a?

Onye kachapụrụ aha m n'akwụkwọ a?

Who cancelled my name from this book?

Ọ ga-akachapụ aha gị ọbụ na i nyeghị ya ego.

Ọ ga-akachapụ aha gị ọbụ na i nyeghị ya ego.

She will strike out your name if you don't give her money.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.