félá
fela
Word | fela |
Definitions | Active verb 1.fly home; fly to a place of abode or source |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ na-efela mgbe masịrị ya.
Ọ na-efela mgbe masịrị ya.
He flies home whenever he likes.
Anyi ga-efela echi.
Anyi ga-efela echi.
We will fly home tomorrow.
O felara ụnyaahụ.
O felara ụnyaahụ.
It flew home yesterday.
Si ebe a felaa.
Si ebe a felaa.
Fly home from here.
Nnụnụ a na-achọ ịfela.
Nnụnụ a na-achọ ịfela.
This bird wants to fly home.