Nkọwa okwu logo
Beta

fédàtá

fedàta

Wordfedàta
Definitions

Active verb

1.fly down (towards)

Related Terms
Word Stems

Examples

Ụsụ ahụ fedatara n'ala ugbua.

Ụsụ ahụ fedatara n'ala ugbua.

That bat flew down now.

Lee, ụgbọelu a na-efedata.

Lee, ụgbọelu a na-efedata.

See, this aeroplane is flying down.

Ọ na-efedata oge niile ibu uriom ọkụkọ.

Ọ na-efedata oge niile ibu uriom ọkụkọ.

It flies down every time to carry chicks.

O fedata, anyị anwudo ya.

O fedata, anyị anwudo ya.

If it flies down, we will catch it.

Nnụnụ a ga-efedata ma anyị niile pụcha.

Nnụnụ a ga-efedata ma anyị niile pụcha.

This bird will fly down when we have gone.

Egbe a chọrọ ifedata n'ala.

Egbe a chọrọ ifedata n'ala.

This kite wants fly down to the ground.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.