fébà
febà
Word | febà |
Definitions | Active verb 1.fly in |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ijiji a na-achọ ifeba n'ime ụlọ.
Ijiji a na-achọ ifeba n'ime ụlọ.
This housefly wants to fly inside the house.
Hapụ ya ka o febaa n'ime.
Hapụ ya ka o febaa n'ime.
Leave it to fly inside.
Obere agbụsị febara m n'imi.
Obere agbụsị febara m n'imi.
Small ant flew inside my nose.
Ihe na-efebakarị ya n'anya ma ikuku na-eku.
Ihe na-efebakarị ya n'anya ma ikuku na-eku.
Things usually fly into his eyes whenever the wind is blowing.
Achọghị m ka ihe febaa m n'anya.
Achọghị m ka ihe febaa m n'anya.
I don't want something to fly into my eyes.
Ijiji ga-efeba n'ofe ahụ.
Ijiji ga-efeba n'ofe ahụ.
Flies will fly into the soup.
Anwụrụ a na-efeba m n'anya.
Anwụrụ a na-efeba m n'anya.
This smoke is blowing into my eyes.