má àbųbà
ma àbụ̀bà
Word | ma àbụ̀bà |
Definitions | Active verb 隔娯 1.be fatty, plumpy, fat |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Mkpi nkaa mara abụba.
Mkpi nkaa mara abụba.
This he-goat is fat, or, the meat of this he-goat is fatty.
Ịta anụ mara abụba na-amasị ya.
Ịta anụ mara abụba na-amasị ya.
She likes eating fatty meat.
Ụdị nri ị na-enye nwa gị ga-eme ya ka ọ maa abụba.
Ụdị nri ị na-enye nwa gị ga-eme ya ka ọ maa abụba.
The type of food you are giving to your child will make him to grow fat.