àkùpè
àkùpè
Word | àkùpè |
Definitions | Noun 㪶 1.hand fan |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Akupe ahụ akaala nka.
Akupe ahụ akaala nka.
The hand fan is old.
Akupe ahụ akaala nka.
Akupe ahụ akaala nka.
That hand fan is old.
Achọrọ m ife onwe m akụpe.
Achọrọ m ife onwe m akụpe.
I want to fan myself with hand fan.
Ada ji akupe ahụ na-eku ọkụ.
Ada ji akupe ahụ na-eku ọkụ.
Ada is using that hand fan to fan light (firewood)
Azụtara m akupe a kpara akpa.
Azụtara m akupe a kpara akpa.
I bought a weaved hand fan.
Biko, wetara m akupe ahụ dị n'elu oche.
Biko, wetara m akupe ahụ dị n'elu oche.
Please, bring me that hand fan on the chair.
Nna m nwere akupe abụọ.
Nna m nwere akupe abụọ.
My father has two hand fan
Kuo nwata a akupe.
Kuo nwata a akupe.
Fan this child.
Onye nwe akupe ahụ?
Onye nwe akupe ahụ?
Who has the hand fan?
ígwēìkùkù
igwēìkùkù
Word | igwēìkùkù |
Definitions | Noun 1.electric fan |
Variations | igwè ìkùkù |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Gbanyere m igweikuku.
Gbanyere m igweikuku.
Turn on the electric fan for me.
Hichaa igweikuku ahụ dị n'ime ụlọ.
Hichaa igweikuku ahụ dị n'ime ụlọ.
Clean the electric fan inside the room.
Ọ bu nne m mebiri igweikuku ahụ.
Ọ bu nne m mebiri igweikuku ahụ.
It is my mother that spoilt that electric fan.
Ndị ohi zuru igweikuku nwanne m nwoke.
Ndị ohi zuru igweikuku nwanne m nwoke.
Armed robbers stole my brother's electric fan.
Anyị nwere igweikuku na be anyị.
Anyị nwere igweikuku na be anyị.
We have electric fan in our house.
Kedụ mgbe ị azụtara igweikuku gị?
Kedụ mgbe ị azụtara igweikuku gị?
When did you buy your electric fan?
òtíḿkpú
òtim̄kpū
Word | òtim̄kpū |
Definitions | Noun 寍紀気 1.someone traditionally responsible for praising a prominent or revered person; someone who eulogizes another 2.fan (sports and entertainment); hype man; supporter |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Abụ m otimkpu gị.
Abụ m otimkpu gị.
I am your fan.
Enweghị m otimkpu.
Enweghị m otimkpu.
I have no fan.
Ole ndị bụ otimkpu ya?
Ole ndị bụ otimkpu ya?
Which people are his fans?
E gburu ndị otimkpu ya.
E gburu ndị otimkpu ya.
His fans were killed.
Otimkpu a na-eme ọfụma.
Otimkpu a na-eme ọfụma.
This praise singer is doing well.
Ndị otimkpu ya na-enye nsogbu.
Ndị otimkpu ya na-enye nsogbu.
His supporters are problematic.
A na-akwụ ndị otimkpu ezigbo ụgwọ.
A na-akwụ ndị otimkpu ezigbo ụgwọ.
Hype men are paid very well.
kwànyé ökü
kwànye ọkụ̄
Word | kwànye ọkụ̄ |
Definitions | Active verb 1.incite someone to do something; stir up (trouble), especially something bad 2.fan fire; |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Bịa kwanyere m ọkụ.
Bịa kwanyere m ọkụ.
Come and fan this fire for me.
Ugochukwu na-akwanyere nne ya ọkụ.
Ugochukwu na-akwanyere nne ya ọkụ.
Ugochukwu is inciting his mother.
Ọrụ ya bụ ịkwanye ọkụ n'ite ahụ.
Ọrụ ya bụ ịkwanye ọkụ n'ite ahụ.
His/her job is to fan fire on the pot.
Omume ya kwanyere ọkụ n'etiti ụmụnne abụọ ahụ.
Omume ya kwanyere ọkụ n'etiti ụmụnne abụọ ahụ.
His attitude incited trouble between the two siblings.
Obi na-akwanyere ya ọkụ ka ọ kparịa m.
Obi na-akwanyere ya ọkụ ka ọ kparịa m.
Obi is inciting him to insult me.
Ọ chọrọ ịkwanye ọkụ na nsogbu ahụ.
Ọ chọrọ ịkwanye ọkụ na nsogbu ahụ.
He wants to incite more trouble.
fų ökü
fụ̀ ọkụ
Word | fụ̀ ọkụ |
Definitions | Active verb 1.blow flame; set up fire, fan fire |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ịfụ ọkụ anaghị egbu oge.
Ịfụ ọkụ anaghị egbu oge.
To fan a fire doesnt take time.
Biko, bịa fụọ ọkụ
Biko, bịa fụọ ọkụ
Please come and blow the flame.
Ndị nne na-afụ ọkụ n'azụụlọ.
Ndị nne na-afụ ọkụ n'azụụlọ.
The women are fanning the fire at the back of the house.
Ọ bụ Chiọma fụrụ ọkụ a n'ụtụtụ.
Ọ bụ Chiọma fụrụ ọkụ a n'ụtụtụ.
It was Chiọma that blew this fire in the morning.
Onye na-afụ ọkụ nọ ya.
Onye na-afụ ọkụ nọ ya.
The person who sets the fire is here.
Aga m afụ ọkụ a tupu ya alawa.
Aga m afụ ọkụ a tupu ya alawa.
I will fan this fire before he leaves.
échíétèká
echietèka
Word | echietèka |
Definitions | Noun 1.viper; poisonous snake with a large hinged fan |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ha gburu echieteka n'ugbo ha.
Ha gburu echieteka n'ugbo ha.
They killed a viper in their farm.
Echieteka bụ ajọ agwọ.
Echieteka bụ ajọ agwọ.
Viper is a dangerous snake.
Ahụbeghị m echietèka mbụ.
Ahụbeghị m echietèka mbụ.
I have not seen a viper before.
Echieteka tara ya mgbe ha gara ịkpa nkụ.
Echieteka tara ya mgbe ha gara ịkpa nkụ.
She was bitten by a viper when they went to fetch firewood.
Egwu na-atụ m maka echieteka m hụrụ n'ụtụtụ.
Egwu na-atụ m maka echieteka m hụrụ n'ụtụtụ.
I'm scared because of the viper I saw in the morning.
Anyị mụrụ maka echietèka n'ụlọakwụkwọ anyị.
Anyị mụrụ maka echietèka n'ụlọakwụkwọ anyị.
We studied about vipers at school.
Amaghị m na agwọ ahụ ha gburu bụ echieteka.
Amaghị m na agwọ ahụ ha gburu bụ echieteka.
I never knew the snake they killed was a viper.
Nnanna sere echietèka n'akwụkwọ ya.
Nnanna sere echietèka n'akwụkwọ ya.
Nnanna drew a viper in his book.
Ọ bụ echietèka tagbụru dinta ahụ.
Ọ bụ echietèka tagbụru dinta ahụ.
It was a viper that bit that hunter to death.