Nkọwa okwu logo
Beta

fáchá

facha

Wordfacha
Definitions

Active verb

1.pick ones teeth

Related Term
Word Stem

Examples

Nna m na-afacha eze ya n'ime ụlọ.

Nna m na-afacha eze ya n'ime ụlọ.

My father is picking his teeth inside the house.

Ọ na-afacha eze oge ọbụla o richara nri.

Ọ na-afacha eze oge ọbụla o richara nri.

He picks his teeth every time he finish eating.

Gịnị ka ị riri ị ji afacha eze otua?

Gịnị ka ị riri ị ji afacha eze otua?

What did you eat that you are picking your teeth like this?

Ọ ga-afacha eze ma o richaa nri.

Ọ ga-afacha eze ma o richaa nri.

He will pick his teeth when he finish eating.

Were ihe a fachaa eze gị.

Were ihe a fachaa eze gị.

Take this thing to pick your teeth.

Chika na-afacha eze ya.

Chika na-afacha eze ya.

Chika is picking her teeth.

Ọchọghị ịfacha eze ya.

Ọchọghị ịfacha eze ya.

He does not want to pick his teeth.

Achọrọ m ịfacha eze m.

Achọrọ m ịfacha eze m.

I want to pick my teeth.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.