fábà
fabà
Word | fabà |
Definitions | Active verb 1.squeeze into |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Onye na-afaba onwe ya n'ime akwa?
Onye na-afaba onwe ya n'ime akwa?
Who is squeezing herself inside the cloth?
Nwata a fabara onwe ya n'etiti igwe mmadụ.
Nwata a fabara onwe ya n'etiti igwe mmadụ.
This child squeezed himself into the crowd.
Achọrọ m ịfaba akwụkwọ a ebe a.
Achọrọ m ịfaba akwụkwọ a ebe a.
I want to squeeze this book into this place.
Fabaa akwa a n'ime.
Fabaa akwa a n'ime.
Squeeze this cloth inside.
Ọ na-afaba akwụkwọ ya n'etiti akwụkwọ ndị ọzọ.
Ọ na-afaba akwụkwọ ya n'etiti akwụkwọ ndị ọzọ.
He is squeezing his book in-between other books.
Ọ ga-afaba onwe ya n'etiti anyị ugbua.
Ọ ga-afaba onwe ya n'etiti anyị ugbua.
He will squeeze himself in-between us now.