pųtà
pụ̀tà
Word | pụ̀tà |
Definitions | Active verb 1.come out; exit, especially towards the speaker 2.be an outcome; mean; imply |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ pụtara izu ike.
He came out to rest.
Ọ pụtara na enweghị ihe i dere n'akwụkwọ azịza gị.
It means that you did not write anything in your answer booklet.
Nwunye m ga-apụta ugbua.
My wife will come out now.
Ọ na-apụta inye unu nri.
He is coming out to serve you people food.
Ịpụta iro na-agụ m.
I desire to come outside.
Pụta ka anyị pụọ!
Come out lets go!
hütá
hụta
Word | hụta |
Definitions | Active verb 1.spy a place |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Gaa, hụta etu ha dị.
Go and find out how they are.
Ọ na-ahụta anyị site n'ebe ọ nọ.
He sees us from where we are.
Ọ ga-ahụta ihe na-eme.
She will find out what is happening.
Ọ hụtara ha mgbe ha batara.
He saw them when they entered.
Zie onye ga-ahụta ala ahụ.
Send someone that will spy on that land.
Ọ hụtaara Amaka di.
He a saw a husband for Amaka.
Mozis zipuru ndị jere leta ala Jeriko.
Moses sent people that spied on Jerico.
Ị bịara ịhụta ihe na-eme n'ụlọ m?
Did you come to spy on my house?
E jidere ndị bịara ịhụta ala anyị.
Those that came to spy on our land were captured.
Ndị agha anyị na-ahụta oke ọhịa ahụ ugbu a.
Our soldiers are spying on that thick forest now.
Ọrụ gị naanị bụ hụta ihe na-eme ebe e ziri gị.
Your job is to only spy on the place you are sent.