födü
fọdụ
Word | fọdụ |
Definitions | Active verb 群対 1.be left; remain over |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọghị m nri ịfọdụ.
Achọghị m nri ịfọdụ.
I do not want food remaining.
Ọ dịghị mma ka ọ fọdụ.
Ọ dịghị mma ka ọ fọdụ.
It is not good for it to remain.
Ego ahụ na-afọdụ ma e wepụchaa ego nri.
Ego ahụ na-afọdụ ma e wepụchaa ego nri.
We usually have leftover after removing the money for food.
Ọ ga-afọdụ obere ka ebe ahụ ju.
Ọ ga-afọdụ obere ka ebe ahụ ju.
It will be remaining small for the place to be filled.
Onye nwe anụ fọdụrụ n'ite?
Onye nwe anụ fọdụrụ n'ite?
Who owns the remaining meat in the pot?
Onye ka nke ya fọdụrụ?
Onye ka nke ya fọdụrụ?
Whose own is remaining?
Anụ a na-afọdụ ma e nyesịa ndị ọkenye?
Anụ a na-afọdụ ma e nyesịa ndị ọkenye?
Does meat remain after the elders have been given?
Ọ dị gị ka nri a, a ga-afọdụ?
Ọ dị gị ka nri a, a ga-afọdụ?
Do you think food will remain?
Ole na-afọdụ ma ewepụ òkè ụmụaka.
Ole na-afọdụ ma ewepụ òkè ụmụaka.
How many usually remains after the share of children have been removed?