Nkọwa okwu logo
Beta

ézígbó

ezigbō

Wordezigbō
Definitions

Adjective

1.original (not fake); of high quality

Related Term
Word Stem

Examples

Ndị ezigbo ya adịghị n'ahịa ugbu a

Ndị ezigbo ya adịghị n'ahịa ugbu a

The original ones are not in the market now

Ma nke ezigbo ma nke adịgboroja dị ebe a.

Ma nke ezigbo ma nke adịgboroja dị ebe a.

Both the original and the fake ones are here.

Achọghị m nke abụghị nke ezigbo.

Achọghị m nke abụghị nke ezigbo.

I do not want anyone that is not original.

Akpa ahụ ị zụtara abụghị nke ezigbo.

Akpa ahụ ị zụtara abụghị nke ezigbo.

That bag you bought is not original.

Aga m enye gị ndị ezigbo.

Aga m enye gị ndị ezigbo.

I will give you the original ones.

Ncha ahụ Ada nyere gị abụghị nke ezigbo.

Ncha ahụ Ada nyere gị abụghị nke ezigbo.

That soap that Ada gave to you is not original.

Biko, zụtara anyị nke ezigbo n'ahịa.

Biko, zụtara anyị nke ezigbo n'ahịa.

Please buy the original one for us at the market.

Ihe ndị ha na-ere n'ahịa ugbu a, abụghị ezigbo.

Ihe ndị ha na-ere n'ahịa ugbu a, abụghị ezigbo.

What they are selling in the market now, are not original.

Mmanya a bụ nke ezigbo.

Mmanya a bụ nke ezigbo.

This drink is original.

Ọ dịghị onye ma nke ezigbo ya.

Ọ dịghị onye ma nke ezigbo ya.

Nobody knows the original copy.

Ndị ezigbo mmadụ anwụchaala.

Ndị ezigbo mmadụ anwụchaala.

Good people have all died.

Ọ dị ezigbo mkpa.

Ọ dị ezigbo mkpa.

It is very important.

ézígbó

ezigbo

Wordezigbo
Definitions

Adjective

1.good (usually used for describing something, someone or the quality of a thing);

2.well (describing the manner or degree something is done); properly

Nominal Modifier

1.good; real; very; proper

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Onye ahụ bụ ezigbo mmadụ.

Onye ahụ bụ ezigbo mmadụ.

That person is a good person.

Chika bụ ezigbo nwa.

Chika bụ ezigbo nwa.

Chika is a good child.

Ofe a tọrọ ezigbo ụtọ.

Ofe a tọrọ ezigbo ụtọ.

This soup is very tasty.

Aga m ahọta naanị ezigbo akwa.

Aga m ahọta naanị ezigbo akwa.

I will select only good clothes.

Achọrọ naanị ezigbo enyi n'afọ a.

Achọrọ naanị ezigbo enyi n'afọ a.

I want only good friends this year.

Obi rụrụ ezigbo ọrụ ebe a.

Obi rụrụ ezigbo ọrụ ebe a.

Obi did a good job here.

O nweghị onye achọghị ezigbo ihe.

O nweghị onye achọghị ezigbo ihe.

There is no one that does want good things.

Achọrọ m ịzụ ezigbo akpa.

Achọrọ m ịzụ ezigbo akpa.

I want to buy a good bag.

Emeka tiri ya ezigbo ihe.

Emeka tiri ya ezigbo ihe.

Emeka beat him very well.

Nneka na-atụ ezigbo asị.

Nneka na-atụ ezigbo asị.

Nneka can lie.

Nwoke ahụ abụghị ezigbo mmadụ.

Nwoke ahụ abụghị ezigbo mmadụ.

That man is not a good person.

ézí

ezi

Wordezi
Definitions

Nominal Modifier

1.proper; right; good; true; short for ezigbo

2.very; really

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nneka nwere ezi uche.

Nneka nwere ezi uche.

Nneka has good reasoning .

Chukwudị na-akpa ezi agwa.

Chukwudị na-akpa ezi agwa.

Chukwudi is displaying good behaviour.

Ezi ihe ka anyị chọrọ.

Ezi ihe ka anyị chọrọ.

Good things is what we want.

Ọ dị mma ka mmadụ nwee ezi omume mgbe niile.

Ọ dị mma ka mmadụ nwee ezi omume mgbe niile.

It is good for someone to have good manners at all times.

Ọ bụghi ezi mmadụ.

Ọ bụghi ezi mmadụ.

He is not a good person.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.