Nkọwa okwu logo
Beta

ázïzà

azịzà

Wordazịzà
Definitions

Noun

1.broom

Related Terms
Word Stems

Examples

E ji igu nkwụ emepụta azịza.

E ji igu nkwụ emepụta azịza.

Broom is produced from palm fronds.

Eji m azịza zachasịa ebe a .

Eji m azịza zachasịa ebe a .

I swept this place with broom.

Ndị Yoroba ji ụfọdụ azịza esi ofe.

Ndị Yoroba ji ụfọdụ azịza esi ofe.

The Yorubas cook with some type of broom.

Ada eweghachibe azịza ọ naara ha.

Ada eweghachibe azịza ọ naara ha.

Ada has not returned the broom she collected from them.

Enyinna ji ya bụ azịza ị na-achọ zaa ụlọ.

Enyinna ji ya bụ azịza ị na-achọ zaa ụlọ.

Enyinna swept the house with the broom you are looking for.

O ji ogologo azịza wee kopu ihe dị n'elu ụlọ ahụ.

O ji ogologo azịza wee kopu ihe dị n'elu ụlọ ahụ.

He used a long broom to remove what was on the roof top.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.