Nkọwa okwu logo
Beta

ödųányá

ọdụ̀anyā

Wordọdụ̀anyā
Definitions

Noun

1.corner of the eye

Variationsọdụ̀ anyā
Related Terms
Word Stems

Examples

O ji ọdụanya ya na-ele m.

O ji ọdụanya ya na-ele m.

She was looking at me through the corner of the eyes.

Ọ mara m ụra n'ọdụanya.

Ọ mara m ụra n'ọdụanya.

He slapped me on the tip of the eye

Eji m ọdụanya ele gị.

Eji m ọdụanya ele gị.

I am watching you through my eye corners.

Ha ji ọdụanya akpa nkata.

Ha ji ọdụanya akpa nkata.

They are communicating with eye movement.

Ọnya mere m n'ọdụanya.

Ọnya mere m n'ọdụanya.

I have a wound on the tip of my eye.

Biko, sachaa ọdụanya m nke ọma.

Biko, sachaa ọdụanya m nke ọma.

Please, wash the corner of my eyes well.

Ọdụanya na-egbu m mgbu.

Ọdụanya na-egbu m mgbu.

The tip of my eye is painful.

Anya mmiri gbara ya n'ọdụanya.

Anya mmiri gbara ya n'ọdụanya.

He shed tears through the corner of the eyes.

mùghé ányá

mùghe anya

Wordmùghe anya
Definitions

Active verb

1.to open one's eyes

Related Term
Word Stem

Examples

Anyị ga-amụghe anya anyị ka mmadụ ghara ịghọgbu anyị.

Anyị ga-amụghe anya anyị ka mmadụ ghara ịghọgbu anyị.

We should open our eyes so that someone will not cheat us.

Ọ na-amụghe anya ma ọ na-ekpe ekpere.

Ọ na-amụghe anya ma ọ na-ekpe ekpere.

He leaves his eyes open when he prays.

Ị chọrọ imughe anya gị?

Ị chọrọ imughe anya gị?

Do you want to open your eyes?

Ugbua, mụghee anya gị.

Ugbua, mụghee anya gị.

Now open your eyes.

O mughere anya oge a na-ekpe ekpere.

O mughere anya oge a na-ekpe ekpere.

He or she opened his or her eyes when the prayer was ongoing.

ányá

anya

Wordanya
Definitions

Noun

1.the part of the body on your face that is used for seeing; eye(s)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ihe febanyere Ada n'anya

Ihe febanyere Ada n'anya

Something flew into Ada's eyes

Anya ahụbeghi ihe Chukwu kwadobere m.

Anya ahụbeghi ihe Chukwu kwadobere m.

Eyes have not seen what God prepared for me.

Ọgwụ ọ na-atanye n' anya pịakpọrọ ya anya

Ọgwụ ọ na-atanye n' anya pịakpọrọ ya anya

The eye drops made her blind

Anya ya hụrụ ihe o kwesighị ịhụ.

Anya ya hụrụ ihe o kwesighị ịhụ.

His eyes saw what should not be seen.

wépų ányá

wepụ̀ anyā

Wordwepụ̀ anyā
Definitions

Active verb

1.take eyes off something; remove eyes; stop caring

Related Terms
Word Stems

Examples

Ndị ụka na-ewepụ anya n'arụsị.

Ndị ụka na-ewepụ anya n'arụsị.

The church keeps its eye off idols.

Achọrọ m iwepụ anya n'ebe ọ nọ.

Achọrọ m iwepụ anya n'ebe ọ nọ.

I want to remove eyes from him.

Ọ chọghị iwepụ anya n'ụmụ nwaanyị.

Ọ chọghị iwepụ anya n'ụmụ nwaanyị.

He does not want to remove his eyes from women.

Gwa ya wepụ anya ebe m nọ.

Gwa ya wepụ anya ebe m nọ.

Tell him to stop looking into my issues.

Wepụ anya gị na nri m.

Wepụ anya gị na nri m.

Remove your eyes from my food.

O wepụrụ anya oge anya mụ na ya gakọrọ.

O wepụrụ anya oge anya mụ na ya gakọrọ.

She removed her eyes when our two eyes met.

Nnadi na-ewepụ anya ya n'ihe agbasaghị ya.

Nnadi na-ewepụ anya ya n'ihe agbasaghị ya.

Nnadi does not poke nose into something that does not concern him.

Nna gị ga-ewepụ anya n'ebe ị nọ.

Nna gị ga-ewepụ anya n'ebe ị nọ.

Your father will keep his eyes off you.

Wepu anya n'ego ahụ.

Wepu anya n'ego ahụ.

Take your eyes off that money.

Ahụrụ m ka ọ na-ewepu anya n'akụkụ ahụ ozigbo Ada batara.

Ahụrụ m ka ọ na-ewepu anya n'akụkụ ahụ ozigbo Ada batara.

I saw him taking off his eyes from that corner immediately Ada came in.

O wepụrụ anya ka ọ hụrụ anyị.

O wepụrụ anya ka ọ hụrụ anyị.

He took off his eyes as he saw us.

Nnadi na-ewepụ anya ya n'ihe agbasaghị ya.

Nnadi na-ewepụ anya ya n'ihe agbasaghị ya.

Nnadi does not poke nose into something that does not concern him.

Nna gị ga-ewepu anya n'ebe ị nọ ma ị sị etu a na-eme.

Nna gị ga-ewepu anya n'ebe ị nọ ma ị sị etu a na-eme.

Your father will stop caring about you if you continue behaving like this.

Achọ m iwepu anya n'ebe Chika nọ.

Achọ m iwepu anya n'ebe Chika nọ.

I want to stop caring about Chika.

cháràpų ányá

charàpụ̀ anya

Wordcharàpụ̀ anya
Definitions

Active verb

1.look with eyes wide open

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ ga-acharapụ anya ma ọ hụ gị.

Ọ ga-acharapụ anya ma ọ hụ gị.

He will open his eyes wide when he sees you.

Ọ na-acharapụ anya ma mmanya gbube ya.

Ọ na-acharapụ anya ma mmanya gbube ya.

He keeps his eyes wide when he is drunk.

Ọ na-acharapụ anya.

Ọ na-acharapụ anya.

He's looking with his eyes wide open.

Ọ charapụrụ anya na-ele m.

Ọ charapụrụ anya na-ele m.

He opened his eyes wide, staring at me.

Anyị achọghị ịcharapụ anya ma oge ruo.

Anyị achọghị ịcharapụ anya ma oge ruo.

We do not want to look stupid when the time comes.

Kedụ na-acharapụ anya ihe a?

Kedụ na-acharapụ anya ihe a?

Who are those looking with mouth agape.

Onye charapụrụ anya?

Onye charapụrụ anya?

Who was looking with mouth agape?

méchí ányá

mechi anyā

Wordmechi anyā
Definitions

Active verb

1.close eyes; shut the eyes

2.overlook

Related Terms
Word Stems

Examples

Ndị mechiri anya ha dị ọtụtụ.

Ndị mechiri anya ha dị ọtụtụ.

Those that closed their eyes were many.

Kedụ onye achọghị imechi anya ya.

Kedụ onye achọghị imechi anya ya.

Who does not want to close his eyes?

Ọ na-emechi anya ya ma ọ hụ moto.

Ọ na-emechi anya ya ma ọ hụ moto.

He closes his eyes when he sees a vehicle.

Gbaa mbọ mechie anya n'ụfọdụ ihe.

Gbaa mbọ mechie anya n'ụfọdụ ihe.

Try and overlook some things.

Ị na-emechi anya mgbe ọ bụla.

Ị na-emechi anya mgbe ọ bụla.

You shut your eyes always.

Imechi anya kpee ekpere ka mma.

Imechi anya kpee ekpere ka mma.

To close ones eyes while praying is the best.

Unu na-emechi anya n'etu ihe si aga ebe a.

Unu na-emechi anya n'etu ihe si aga ebe a.

You close your eyes on how things are going over here.

Di m ga-emechi anya ma ụdị ihe a mee.

Di m ga-emechi anya ma ụdị ihe a mee.

My husband will close his eyes if such a thing happens.

Gbalịa, mechie anya gị.

Gbalịa, mechie anya gị.

Try to close your eyes.

Nnedị ga-emechi anya ma oge ruo.

Nnedị ga-emechi anya ma oge ruo.

Nnedi will close her eyes when the time comes.

Uche mechiri anya mgbe ọkụ ahụ na-agba.

Uche mechiri anya mgbe ọkụ ahụ na-agba.

Uche shut his eyes when the fire was burning.

kpö

kpọ

Wordkpọ
Definitions

Active verb

1.be blocked, especially eyes; be blinded

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anya kpọrọ ya mgbe ọ gara agha.

Anya kpọrọ ya mgbe ọ gara agha.

His eyes got blinded when he went to war.

Anya ahụ akpọọla.

Anya ahụ akpọọla.

That eye is completely blinded.

Anya kpọrọ nwunye ya.

Anya kpọrọ nwunye ya.

His wife is blind.

Onye ka anya kpọrọ?

Onye ka anya kpọrọ?

Who was blinded?

Ịtụnye ahịhịa n'anya ga-akpọ ya anya.

Ịtụnye ahịhịa n'anya ga-akpọ ya anya.

Administering herbs to the eyes will cause blindness.

Ọgwụ Emeka tụnyere n'anya kpọrọ ya anya.

Ọgwụ Emeka tụnyere n'anya kpọrọ ya anya.

The eyedrop Emeka used made him blind.

ìkùányá

ìkùanyā

Wordìkùanyā
Definitions

Noun

寅請目

1.the line of short hairs above each eye in humans; eye brow

Related Terms
Word Stems

Examples

Nneka kpụrụ ikuanya ya.

Nneka kpụrụ ikuanya ya.

Nneka shaved her eye brows.

Adanna nwere nnukwu ikuanya.

Adanna nwere nnukwu ikuanya.

Adanna has lush eye brow.

Amaka tere ihe n'ikuanya ya.

Amaka tere ihe n'ikuanya ya.

Amaka rubbed something on her eye brow.

O nweghị ikuanya.

O nweghị ikuanya.

He does not have eyebrows.

ányöömá

anyọọma

Wordanyọọma
Definitions

Noun

1.clear eye; intentionally; deliberately

Variationsanyaọma, anya ọma
Related Term
Word Stem

Examples

O jighị anyọọma wee na-eme ihe ahụ

O jighị anyọọma wee na-eme ihe ahụ

He is not doing that intentionally

N'anyọọma ka o jiri nye nwaanyị ahụ ego

N'anyọọma ka o jiri nye nwaanyị ahụ ego

It was on purpose that he gave that woman money

Biko were anyọọma mee ihe niile i kwesịrị ime ebe a.

Biko were anyọọma mee ihe niile i kwesịrị ime ebe a.

Please do all the things you are supposed to do here clear-eyed.

E jighị anyọọma akwafu mmiri anụ.

E jighị anyọọma akwafu mmiri anụ.

She was forced by circumstance to do it.

Ọ bụghị n'anyọọma ka Emeka jiri ṅụcha mmanya ahụ

Ọ bụghị n'anyọọma ka Emeka jiri ṅụcha mmanya ahụ

It was not with a clear eye that Emeka finished that drink

O meghị ya n'anyọọma.

O meghị ya n'anyọọma.

He did not do it in clear thoughts

O meghị ya n'anyọọma.

O meghị ya n'anyọọma.

He did not do it in clear thoughts.

Ọ bụghị n'anyọọma ka Emeka ji ṅụcha mmanya ahụ.

Ọ bụghị n'anyọọma ka Emeka ji ṅụcha mmanya ahụ.

It was not with a clear eye that Emeka finished that drink.

Anyị kwesiri iji anyọọma wee na-arụ ọrụ anyị.

Anyị kwesiri iji anyọọma wee na-arụ ọrụ anyị.

We are supposed to be doing our work with clear-eyed.

N'anyọọma ka o ji nye nwaanyị ahụ ego.

N'anyọọma ka o ji nye nwaanyị ahụ ego.

It was on purpose that he gave that woman money.

Biko, were anyọọma mee ihe niile i kwesịrị ime ebe a.

Biko, were anyọọma mee ihe niile i kwesịrị ime ebe a.

Please do all the things you are supposed to do here clear-eyed.

O jighị anyọọma wụfuo mmiri anụ ahụ.

O jighị anyọọma wụfuo mmiri anụ ahụ.

She did not intentionally pour away that meat stock.

O meghi ya n'anyọọma.

O meghi ya n'anyọọma.

She did not do it with clear eyes.

Ejighi anyọọma aga na nke dibịa.

Ejighi anyọọma aga na nke dibịa.

One does not visit a native doctor wit clear eyes.

O jighị anyọọma wee na-eme ihe ahụ

O jighị anyọọma wee na-eme ihe ahụ

He is not doing that intentionally.

Ọ bụghị anyọọma ka o ji zụọ akwa ọcha ahụ.

Ọ bụghị anyọọma ka o ji zụọ akwa ọcha ahụ.

It was not clear-eyed that she bought that white dress.

Ezema ejighi anyọọma kwụ ụgwọ ahụ.

Ezema ejighi anyọọma kwụ ụgwọ ahụ.

Ezema did not pay the money willingly.

mùchí ányá

mùchi anya

Wordmùchi anya
Definitions

Active verb

1.to close or shut one's eyes

Related Term
Word Stem

Examples

Ọ muchiri anya ozigbo ọ hụrụ mmọnwụ ahụ.

Ọ muchiri anya ozigbo ọ hụrụ mmọnwụ ahụ.

He closed his eyes immediately he saw the masqurade.

Ọ na-adị mma imuchi anya ma a na-ekpe ekpere.

Ọ na-adị mma imuchi anya ma a na-ekpe ekpere.

It is better to close the eyes during prayers.

Achọghị m imuchi anya.

Achọghị m imuchi anya.

I don't want to close my eyes.

Ọ na-emụchi anya ya ugbu a.

Ọ na-emụchi anya ya ugbu a.

He is closing his eyes now.

Ọ na-emuchi anya ma ọ na-agụ egwu.

Ọ na-emuchi anya ma ọ na-agụ egwu.

He closes his eyes when singing.

Muchie anya gị.

Muchie anya gị.

Close your eyes.

E mere ka ha muchie anya ha.

E mere ka ha muchie anya ha.

There were made to close their eyes.

Ọ ga-emuchi anya ma ọ hụ m.

Ọ ga-emuchi anya ma ọ hụ m.

He will close his eyes if he sees me.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.