mį
mị̀
Word | mị̀ |
Definitions | Active verb 試 1.suck; extract fluid through a technique that draws air and makes the fluid move 2.siphon 3.extract (by sucking) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anwụnta na-amị ọbara n'ahụ mmadụ.
Anwụnta na-amị ọbara n'ahụ mmadụ.
Mosquitos suck blood from people's bodies.
Aja mịrị mmiri niile ahụ.
Aja mịrị mmiri niile ahụ.
The soil sucked all the water.
Ka anyị mịa mmiri niile kwara n'imụlọ ahụ.
Ka anyị mịa mmiri niile kwara n'imụlọ ahụ.
Let's siphon all the water that is logged in that room.
Nneka na-amị mmanya ya.
Nneka na-amị mmanya ya.
Nneka is sucking her drink.
Ha chọrọ ịmị mmiri kwara n'ụzọ.
Ha chọrọ ịmị mmiri kwara n'ụzọ.
They want to siphon the water that is logged on the road.
A ga-amị ya ọbara.
A ga-amị ya ọbara.
Blood will be extracted from him.
ńgürütü
ngụrụtụ
Word | ngụrụtụ |
Definitions | Noun 1.snippet (written); a small piece or brief extract from a write-up |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ngụrụtụ ya amasichaghị m.
Ngụrụtụ ya amasichaghị m.
Its snippet did not impress me much.
Ngụrụtụ ya ejughi afọ.
Ngụrụtụ ya ejughi afọ.
Its snippet is not satisfactory.
Agụrụ m ngụrụtụ ya iji mara ihe ọ na-akọ maka ya.
Agụrụ m ngụrụtụ ya iji mara ihe ọ na-akọ maka ya.
I read the snippet to know what it is talking about.
Ngụrụtụ ahụ mere m ji zụọ akwụkwọ a.
Ngụrụtụ ahụ mere m ji zụọ akwụkwọ a.
The snippet made me buy this book.
ńgèrétü
ngèretụ
Word | ngèretụ |
Definitions | Noun 1.snippet (audio); a small piece or brief audio extract |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anụbe m ngeretụ ya.
Anụbe m ngeretụ ya.
I have not heard the snippet.
Ngeretụ egwu ahụ m nụrụ mere m jiri chọọ ịzụ ya.
Ngeretụ egwu ahụ m nụrụ mere m jiri chọọ ịzụ ya.
The snippet of that song I heard made me want to buy it.
Ngeretụ egwu anaghị akpọcha egwu ahụ niile.
Ngeretụ egwu anaghị akpọcha egwu ahụ niile.
The snippet of a song does not play all of the song.
Anyị ezipụla ngeretụ egwu ọhụrụ ahụ.
Anyị ezipụla ngeretụ egwu ọhụrụ ahụ.
We have sent out a snippet of that new song.
ńlérétü
nleretụ
Word | nleretụ |
Definitions | Noun 1.snippet (video); trailer; a small piece or brief video extract; |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị ezipụla nleretụ ejije ahụ.
Anyị ezipụla nleretụ ejije ahụ.
We have sent out a snippet of that play.
Nleretụ ejije ahụ mere m jiri zụọ ya.
Nleretụ ejije ahụ mere m jiri zụọ ya.
The snippet of that movie made me buy it.
Ha sịrị anyị zibata sọọsọ nleretụ.
Ha sịrị anyị zibata sọọsọ nleretụ.
They asked us to send in only the snippet.
Ihe anyị chọrọ bụ naanị nleretụ ya.
Ihe anyị chọrọ bụ naanị nleretụ ya.
What we want is just the snippet.