Nkọwa okwu logo
Beta

tínyü

tinyụ

Wordtinyụ
Definitions

Active verb

1.extinguish by beating

Related Terms
Word Stems

Examples

E ji ahịhịa ndụ tinyụọ ya bụ ọkụ

E ji ahịhịa ndụ tinyụọ ya bụ ọkụ

Green leaves were used to extinguish the fire

Ndị agbataobi ya tinyụrụ ọkụ ahụ tupu ndị uweojii abịa.

Ndị agbataobi ya tinyụrụ ọkụ ahụ tupu ndị uweojii abịa.

His neighbors extinguished the fire before the policemen came.

Ha nwara ike ha n'itinyụ ọkụ ahụ.

Ha nwara ike ha n'itinyụ ọkụ ahụ.

They tried their best in extinguishing the fire.

O tiri mkpu ma gwa di ya ka o tinyụọ ọkụ na-agba n'useekwu ya.

O tiri mkpu ma gwa di ya ka o tinyụọ ọkụ na-agba n'useekwu ya.

She shouted and told her husband to extinguish the fire that is burning in her kitchen.

Ọ na-etinyụ ọkụ ahụ mgbe m bịara.

Ọ na-etinyụ ọkụ ahụ mgbe m bịara.

He was extinguishing the fire when I came.

O cheghị ka agwa ya tinyụọ ọkụ ahụ.

O cheghị ka agwa ya tinyụọ ọkụ ahụ.

He didn't wait to be told to extinguish the fire.

ményü

menyụ

Wordmenyụ
Definitions

Active verb

壊曹

1.extinguish; put off fire or light

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Urenna, menyụọ ọkụ ekwugaasị ahụ.

Urenna, menyụọ ọkụ ekwugaasị ahụ.

Urenna, put off the fire on the gas burner.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.