Nkọwa okwu logo
Beta

ákįrïkö

akị̀rịkọ

Wordakị̀rịkọ
Definitions

Noun

1.peeling or scraping of roasted yam; food burnt in cooking

2.dry yam plant (external stem which looks like rope and which when twined into a bundle resembles a sponge, sometimes used for hard scrubbing)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Akịrịkọ ji na-atọ ụtọ.

Akịrịkọ ji na-atọ ụtọ.

The bottom burnt part of yam is delicious.

Kedu ebe ị wụsara akịrịkọ ite ahụ.

Kedu ebe ị wụsara akịrịkọ ite ahụ.

Were did you pour the burnt food from that pot.

Iri akịrịkọ ite e ji si àgwà na-amasị m.

Iri akịrịkọ ite e ji si àgwà na-amasị m.

Eating the last burnt part of pot used to cook beans pleases me.

Wepụ akịrịkọ ji a.

Wepụ akịrịkọ ji a.

Peel the burnt back of this yam.

Onye kposara akịrịkọ ndị a?

Onye kposara akịrịkọ ndị a?

Who left these burnt food residue?

Enwere m akịrịkọ osikapa ahụ.

Enwere m akịrịkọ osikapa ahụ.

I have the burnt part of the rice.

Anaghị m eri akịrịkọ ite.

Anaghị m eri akịrịkọ ite.

I do not eat the last burnt part of food under the pot.

óghérīímí

ogheriimī

Wordogheriimī
Definitions

Noun

1.nostril; two external openings of the nose in vertebrates that admit air

Variationsoghereimī
Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ bụ n'ogheriimi ka anyị si eku ume.

Ọ bụ n'ogheriimi ka anyị si eku ume.

It is through the nostrils that we breathe.

Ogheriimi ya gbasara agbasa.

Ogheriimi ya gbasara agbasa.

His nostrils are wide.

Azụzụ si n'oghereimi ya apụta.

Azụzụ si n'oghereimi ya apụta.

Catarrh is coming out from is nostril.

O nwere ajị n'ogheriimi ya.

O nwere ajị n'ogheriimi ya.

He has hairs in his nostrils.

Otito toro ya n'ogheriimi.

Otito toro ya n'ogheriimi.

She has boil in her nostril.

Mechie oghereimi ka aja ghara ịbanye.

Mechie oghereimi ka aja ghara ịbanye.

Close the nostril so that sand won't enter.

íhéńtéchá

ihentecha

Wordihentecha
Definitions

Noun

1.makeup tools; an item used to beautify external parts of the body especially the face

Variationsihe ntecha
Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ na-amasị ya ite ihentecha mgbe niile.

Ọ na-amasị ya ite ihentecha mgbe niile.

She likes applying makeup all the time.

E nwere ahịa ihentecha n'Ọnịcha.

E nwere ahịa ihentecha n'Ọnịcha.

There is a make up items market at Onitsha.

Ihentecha anaghị adị Ujunwa mma n'ihu.

Ihentecha anaghị adị Ujunwa mma n'ihu.

Makeup is not good on Ujunwa's face.

Ada zụrụ ihentecha ọhụrụ.

Ada zụrụ ihentecha ọhụrụ.

Ada bought a new makeup tool.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.