Nkọwa okwu logo
Beta

ǫpųpų

ọ̀pụ̀pụ̀

Wordọ̀pụ̀pụ̀
Definitions

Noun

1.exit; exodus; going out (of)

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọpụpụ na mbata anyị ga-aga nke ọma.

Ọpụpụ na mbata anyị ga-aga nke ọma.

Our going out and coming in will go well.

Ọpụpụ ọ pụrụ tụrụ onye ọbụla n'anya.

Ọpụpụ ọ pụrụ tụrụ onye ọbụla n'anya.

Her exit was a surprise to everyone.

Ọpụpụ na mbata anyị ga-aga nkeọma.

Ọpụpụ na mbata anyị ga-aga nkeọma.

Our going out and coming in will go well.

Ọpụpụ dị n'ime akwụkwọ nsọ.

Ọpụpụ dị n'ime akwụkwọ nsọ.

Exodus is in the bible.

E nweghị onye ọ gwara maka ọpụpụ ha.

E nweghị onye ọ gwara maka ọpụpụ ha.

He did not tell anybody about their going out.

O chetere maka ọpụpụ ya echi ya .

O chetere maka ọpụpụ ya echi ya .

He remembered his going out the next day.

Ọpụpụ ọ pụrụ n'ọgbakọ anyị wetere oganiihu.

Ọpụpụ ọ pụrụ n'ọgbakọ anyị wetere oganiihu.

Her exit from our association brought progress.

pųtà

pụ̀tà

Wordpụ̀tà
Definitions

Active verb

1.come out; exit, especially towards the speaker

2.be an outcome; mean; imply

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ pụtara izu ike.

Ọ pụtara izu ike.

He came out to rest.

Ọ pụtara na enweghị ihe i dere n'akwụkwọ azịza gị.

Ọ pụtara na enweghị ihe i dere n'akwụkwọ azịza gị.

It means that you did not write anything in your answer booklet.

Nwunye m ga-apụta ugbua.

Nwunye m ga-apụta ugbua.

My wife will come out now.

Ọ na-apụta inye unu nri.

Ọ na-apụta inye unu nri.

He is coming out to serve you people food.

Pụta ka anyị pụọ!

Pụta ka anyị pụọ!

Come out lets go!

Ịpụta iro na-agụ m.

Ịpụta iro na-agụ m.

I desire to come outside.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.