gáfé ókè
gafe okè
Word | gafe okè |
Definitions | Active verb 火轄芋 1.be in excess |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Osikapa niile Ada na-ama na-agafe oke.
Osikapa niile Ada na-ama na-agafe oke.
All the rice Ada measures were in excess.
Achọghị m ka ihe a gafee oke.
Achọghị m ka ihe a gafee oke.
I don't want this thing to be in excess.
Nke ya na-agafe oke.
Nke ya na-agafe oke.
His own is in excess.
Nke o nyere m gafere oke.
Nke o nyere m gafere oke.
The one he gave me is excess.
Nri ahụ ga-agafe oke.
Nri ahụ ga-agafe oke.
That food will be excess.
Egwuruegwu a na-achọ ịgafe oke.
Egwuruegwu a na-achọ ịgafe oke.
This play wants to be in excess.
Nri o riri gafere oke.
Nri o riri gafere oke.
The food he ate is excess.
fè ófè
fè ofè
Word | fè ofè |
Definitions | Active verb 1.be in excess; be excessive |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ego i nyere m fere ofe.
Ego i nyere m fere ofe.
The money you gave to me is in excess.
ófè
ofè
Word | ofè |
Definitions | Noun 1.excess; above limit |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Onyinye unu nyere m fere ofe.
Onyinye unu nyere m fere ofe.
The gifts you gave me was excess.
Egwuregwu ọ na-egwu fere ofe.
Egwuregwu ọ na-egwu fere ofe.
She plays excessively.
Nnu dị na nri ahụ fere ofe.
Nnu dị na nri ahụ fere ofe.
The salt in that food is excess.
O kwufere okwu ofe.
O kwufere okwu ofe.
She spoke above limit.
nyéfè
nyefè
Word | nyefè |
Definitions | Active verb 1.hand over; 2.give to excess |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
O nyefere ya ọchịchị.
O nyefere ya ọchịchị.
He handed over power to him.
Chike ga-enyefe ya ego ahụ.
Chike ga-enyefe ya ego ahụ.
Chike will give him that money in excess.
Onye ka anyị ga-enyefe ikike?
Onye ka anyị ga-enyefe ikike?
Who are we going to hand over authority?
Anyị hụrụ ka ana-enyefe ya ọchịchị obodo anyị.
Anyị hụrụ ka ana-enyefe ya ọchịchị obodo anyị.
We saw when the government of our country was handed over to him.
Nyefee ya ikike ka o nwe ike rụọ ọrụ a nke ọma.
Nyefee ya ikike ka o nwe ike rụọ ọrụ a nke ọma.
Hand over authority to him so that he can do this work properly.
Ọ na-enyefe ndị mmadụ ego.
Ọ na-enyefe ndị mmadụ ego.
He gives people money in excess.
O nyefere m ego.
O nyefere m ego.
He gave me money in excess.
Ada chọ inyefe ya ọkwa ya.
Ada chọ inyefe ya ọkwa ya.
Ada wants to handover her position to him.