égbèókwú
egbèokwū
Word | egbèokwū |
Definitions | Noun 1.exaggeration; hyperbole; overstatement; making something seem larger, more important or worse than it is |
Variations | egbè okwu |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Ihe niile ọ na-ekwu bụ egbeokwu
Ihe niile ọ na-ekwu bụ egbeokwu
Everything he is saying is exaggeration
ìkpè
ìkpè
Word | ìkpè |
Definitions | Noun 1.satire; slander; bad things said about one with exaggeration or untruth |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Amaka bụ onye ikpe.
Amaka bụ onye ikpe.
Amaka is a satirizer.
Ndị egwu na-eji egwu ha ekpe ikpe.
Ndị egwu na-eji egwu ha ekpe ikpe.
Singers satirize with their songs
Ọ na-amasị Uju ikpe mmadụ ikpe.
Ọ na-amasị Uju ikpe mmadụ ikpe.
Uju likes satirizing people