dà ńhá
dà nhā
Word | dà nhā |
Definitions | Active verb 1.fine; exact a levy as a penalty by an authority |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ha ga-ada ndị dara iwu nha.
Ha ga-ada ndị dara iwu nha.
They will fine the defaulters.
Iwe were ya n'ihi na a dara ya nha.
Iwe were ya n'ihi na a dara ya nha.
She was angry because she was penalized.
Ọ bịara n'azụ oge, ọ bụ ya mere e ji daa ya nha.
Ọ bịara n'azụ oge, ọ bụ ya mere e ji daa ya nha.
She came late, that was why she was penalized.
Onye a na-ada nha bụ onye mebiri iwu.
Onye a na-ada nha bụ onye mebiri iwu.
The person that is fined is one who violated the rule.
Onyeisioche chọrọ ịda ha nha.
Onyeisioche chọrọ ịda ha nha.
The chairman wants to fine them.
Ọ bịara n'azụ oge, ọ bụ ya mere e ji daa ya nha.
Ọ bịara n'azụ oge, ọ bụ ya mere e ji daa ya nha.
She came late, that was why she was penalized.
Ha na-ada ndị dara iwu nha.
Ha na-ada ndị dara iwu nha.
They fine the defaulters.
Kedụ onye a dara nha taa?
Kedụ onye a dara nha taa?
Who was fined today?
Ọ na-agba mbọ ka a ghara ịda ya nha.
Ọ na-agba mbọ ka a ghara ịda ya nha.
He is trying to avoid being fined.
Iwe were ya n'ihi na a dara ya nha.
Iwe were ya n'ihi na a dara ya nha.
She was angry because she was penalized.
Ndị otu ya ga-ada ya nha.
Ndị otu ya ga-ada ya nha.
His group will fine him.
Ha ga-ada ndị dara iwu nha.
Ha ga-ada ndị dara iwu nha.
They will fine the defaulters.
Daa ya nha.
Daa ya nha.
Fine him.
Weta nha gị.
Weta nha gị.
Bring your fine.
Adala ya nha.
Adala ya nha.
Do not fine him.

Gbalịa, daa ya nha.
Gbalịa, daa ya nha.
Try and fine him.