Nkọwa okwu logo
Beta

éwú

ewu

Wordewu
Definitions

Noun

1.goat;

2.a foolish person; a fool

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ewu na-ata ahịhịa.

Ewu na-ata ahịhịa.

Goats eat leaves.

Akpọla nwanne gị nwoke ewu!

Akpọla nwanne gị nwoke ewu!

Don't call your brother a fool!

Agaghị ejikwa na ịsị ọkụkọ epeka nwere sị na ya na ewu bụ ọgbọ

Agaghị ejikwa na ịsị ọkụkọ epeka nwere sị na ya na ewu bụ ọgbọ

You can't say that because a fowl's head is small, that it is same mate with goat

Ewu mmadụ abụọ na enye nri na anwụ na agụụ

Ewu mmadụ abụọ na enye nri na anwụ na agụụ

A goat which is fed by two persons dies of hunger.

Ha kpụ ewu wee jee tụọ mmamma n'ụlọụka.

Ha kpụ ewu wee jee tụọ mmamma n'ụlọụka.

They went with a goat for a thanksgiving at the church.

Ị na-eme ka ewu.

Ị na-eme ka ewu.

You are behaving like a goat.

Ewu ahụ ji mpi ya sụwaa ite anyị.

Ewu ahụ ji mpi ya sụwaa ite anyị.

The goat broke our pot with its horn.

ánwü

anwụ̄

Wordanwụ̄
Definitions

Noun

1.the sun; sunlight

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anwụ achaghị taa.

Anwụ achaghị taa.

Sun did not shine today.

Anwụ achagbuola ya.

Anwụ achagbuola ya.

The sun has beaten down on her.

Anwụ akpọla akwụkwọ nri a.

Anwụ akpọla akwụkwọ nri a.

Sun has dried this vegetable.

Anwụ apụtala.

Anwụ apụtala.

The sun has come out.

Gbasaa akwa ahụ n'anwụ.

Gbasaa akwa ahụ n'anwụ.

Spread that cloth under the sun

Biko nye m nke anwụ achabeghị.

Biko nye m nke anwụ achabeghị.

Please give me the one that has not being beaten by the sun.

Anwụ anaghị acha nwaanyị a.

Anwụ anaghị acha nwaanyị a.

This lady is not beaten by the sun.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.