Nkọwa okwu logo
Beta

ëwà

ẹwà

Wordẹwà
Definitions

Noun

1.a type of vegetable used in preparing soup in some parts of Igboland.

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ala ebe a kọrọ ẹwa ahụ dị mma.

Ala ebe a kọrọ ẹwa ahụ dị mma.

They soil they planted the ewa is good.

Nwa ahụ na-ata ẹwa ndụ.

Nwa ahụ na-ata ẹwa ndụ.

That child is chewing uncooked ewa.

Kpọọ nwaanyị ahụ bu ẹwa.

Kpọọ nwaanyị ahụ bu ẹwa.

Call that woman carrying ewa.

Ọ maghị ihe a na-akpọ ẹwa.

Ọ maghị ihe a na-akpọ ẹwa.

He doesn't know what is called ewa.

Biko, kunye m ofe ẹwa.

Biko, kunye m ofe ẹwa.

Please serve me ẹwa soup.

Nne Ada na-esi ofe ẹwa.

Nne Ada na-esi ofe ẹwa.

Ada's mother is cooking ẹwa soup.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.