ébùbó
ebùbo
Word | ebùbo |
Definitions | Noun 寈阻阻 1.allegation; accusation; 2.charge (offence) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ebubo e boro ya, gbawara ya obi.
Ebubo e boro ya, gbawara ya obi.
She was heartbroken because of the accusation.
Anyị na-anwụchi gị maka ebubo ohi.
Anyị na-anwụchi gị maka ebubo ohi.
We are arresting you on the charge of robbery.
Ọ bụ maka ebubo a ka Chike jiri kwụsị ọrụ n'ebe ụlọọrụ ya nke mbụ.
Ọ bụ maka ebubo a ka Chike jiri kwụsị ọrụ n'ebe ụlọọrụ ya nke mbụ.
It is because of this accusation that Chike stopped working at his former place of work.
Ebubo ọ na-ebo umunne ya gosiri na ọ bụ ajọ mmadụ.
Ebubo ọ na-ebo umunne ya gosiri na ọ bụ ajọ mmadụ.
The allegation he is levelling against his siblings show that he is a bad person.
Ha chọpụtara na ebubo o boro nwoke ahụ abụghị eziokwu
Ha chọpụtara na ebubo o boro nwoke ahụ abụghị eziokwu
They found out that the accusation levelled against that man was not true.
A na-ebo m ebubo mpụ ule.
A na-ebo m ebubo mpụ ule.
I am being accused of examination malpractice.
Onye boro gị ebubo?
Onye boro gị ebubo?
Who accused you?