ébìghįèbì
ebìghị̀èbì
| Word | ebìghị̀èbì |
| Definitions | Nominal Modifier 1.endless; everlasting; forever |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems |
Examples
Mmadụ anaghị adị ndụ ebighiebi.
Mmadụ anaghị adị ndụ ebighiebi.
One does not live forever.
ébìghèèbì
ebìghèèbì
| Word | ebìghèèbì |
| Definitions | Noun 1.forever; forever and ever; everlasting |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Chineke na-adị ndụ ruo mgbe ebigheebi.
Chineke na-adị ndụ ruo mgbe ebigheebi.
God lives forever.
Achọrọ m ndụ ebigheebi.
Achọrọ m ndụ ebigheebi.
I want everlasting life.
Chukwu ebigheebi nara ekele m.
Chukwu ebigheebi nara ekele m.
Everlasting God receive my thanks.
Eze ị ga-adị ndụ ruo mgbe ebigheebi.
Eze ị ga-adị ndụ ruo mgbe ebigheebi.
The king shall live forever.
A ga-akpọ gị onye dị ngọzi ebegheebi.
A ga-akpọ gị onye dị ngọzi ebegheebi.
You will be called blessed forever.
Otito dịrị Chineke ebigheebi.
Otito dịrị Chineke ebigheebi.
Praise be to God forever.
Ósébúlüųwà
Osebūlụ̄ụ̀wà
| Word | Osebūlụ̄ụ̀wà |
| Definitions | Noun 1.a title given to God by the Igbo people; everlasting God; God till the end of time |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Osebuluwa Chineke nke igwe ndi agha.
Osebuluwa Chineke nke igwe ndi agha.
The everlasting God of host.
ánwüánwü
anwụ̄ānwụ̄
| Word | anwụ̄ānwụ̄ |
| Definitions | Nominal Modifier 1.ageless; someone who never seem to get old; imperishable; undying; deathless; immortal, very strong; everlasting |
| Variations | anwụ̄ ānwụ̄ |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ọ naghị anwụanwụ site n'afọ ruo n'afọ
Ọ naghị anwụanwụ site n'afọ ruo n'afọ
He does not age from year to year
Obinna gwọrọ anwụanwụ.
Obinna gwọrọ anwụanwụ.
Obinna made a charm to live forever.
Akpụkpọ ụkwụ ahụ bụ anwụanwụ.
Akpụkpọ ụkwụ ahụ bụ anwụanwụ.
The shoe is very strong.
Moto a bụ anwụanwụ.
Moto a bụ anwụanwụ.
This car is ever strong.
Zụtara m moto bụ anwụanwụ.
Zụtara m moto bụ anwụanwụ.
Buy a strong car for me.
Akwa ndị a bụcha anwụanwụ.
Akwa ndị a bụcha anwụanwụ.
These cloths are durable.
Abụ m anwụanwụ.
Abụ m anwụanwụ.
I am immortal.
Ọtụtụ ni'ime ha bụ anwụanwụ.
Ọtụtụ ni'ime ha bụ anwụanwụ.
Many of them are ageless.
Nye m nke bụ anwụanwụ.
Nye m nke bụ anwụanwụ.
Give me an imperishable one.