Nkọwa okwu logo
Beta

ònózí

ònozi

Wordònozi
Definitions

Noun

1.eunuch

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A na-apị ndị onozi amụ.

A na-apị ndị onozi amụ.

Eunuchs are castrated.

Onozi ahụ mere njem alọtala.

Onozi ahụ mere njem alọtala.

The eunuch that traveled is back.

Ọ gwara m na ya chọrọ ikele onozi.

Ọ gwara m na ya chọrọ ikele onozi.

He told me he wants to greet the eunuch.

Ọtụtụ ndị onozi bụ ndị ekpere.

Ọtụtụ ndị onozi bụ ndị ekpere.

Many eunuchs are prayer warriors.

Ndị ụkọchukwu ụfọdụ bụ onozi.

Ndị ụkọchukwu ụfọdụ bụ onozi.

Some priests are eunuchs.

òchìrì

òchìrì

Wordòchìrì
Definitions

Noun

1.castrated male goat or man; eunuch

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Filiipu zutere onye Itiopia bụ ochiri.

Filiipu zutere onye Itiopia bụ ochiri.

Philip met an Ethiopian who was a eunuch.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.