Nkọwa okwu logo
Beta

àtö

àtọ

Wordàtọ
Definitions

Number

1.three

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ada mụrụ ụmụ atọ.

Ada mụrụ ụmụ atọ.

Ada gave birth to three children.

A tụrụ ya nga afọ atọ

A tụrụ ya nga afọ atọ

He was imprisoned for three years

Biko nye m akwụkwọ atọ ahụ.

Biko nye m akwụkwọ atọ ahụ.

Please give me those three books.

Achọrọ m mmadụ atọ.

Achọrọ m mmadụ atọ.

I want three persons.

Obi nwere ụlọ atọ.

Obi nwere ụlọ atọ.

Obi has three houses.

Ndị zuru ezu dị atọ.

Ndị zuru ezu dị atọ.

Complete ones are three.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.