ótútó
otuto
Word | otuto |
Definitions | Noun 1.boil; abscess; outgrowth (with pus) on the skin due to infection of a hair follicle |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ndị mmadụ na-asọ ya asọ maka otuto ahụ.
Ndị mmadụ na-asọ ya asọ maka otuto ahụ.
People were avoiding contact with him because of the boils.
Otuto ahụ achago.
Otuto ahụ achago.
The pus has ripened.
Otuto toro ya n'ụkwụ.
Otuto toro ya n'ụkwụ.
He has boils in his leg.
Otuto tokasịrị ya n'ihu mgbe ahụ adịghị ya.
Otuto tokasịrị ya n'ihu mgbe ahụ adịghị ya.
He had growth of boils all over his body when he was sick.