àsátö
àsatọ̄
Word | àsatọ̄ |
Definitions | Number 八 1.eight |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Mmadụ asatọ ka anyị kwụọrọ ụgwọ.
Mmadụ asatọ ka anyị kwụọrọ ụgwọ.
We paid for eight persons.
Kpọọ ya aha ugboro asatọ.
Kpọọ ya aha ugboro asatọ.
Call his name eight times.
Oche asatọ ka anyị ga-ebu.
Oche asatọ ka anyị ga-ebu.
We will carry eight seats.
Ụmụ nwoke asatọ bịara mmemme anyị.
Ụmụ nwoke asatọ bịara mmemme anyị.
Eight men came for our event .
Nri ahụ ga-ezuru mmadụ asatọ.
Nri ahụ ga-ezuru mmadụ asatọ.
That food will be enough for eight persons.
Ụmụ asatọ ka Ndụka mụrụ.
Ụmụ asatọ ka Ndụka mụrụ.
Nduka gave birth to eight children.
Weta azịza asatọ.
Weta azịza asatọ.
Bring eight brooms.