Nkọwa okwu logo
Beta

ṃbųzé

m̀bụ̀ze

Wordm̀bụ̀ze
Definitions

Noun

1.a collapse of mass of rock or earth down a cliff; landslide

2.the wearing away of earth surface by natural forces; erosion

Related Term
Word Stem

Examples

Mbụze ahụ metụtara ọtụtụ ndị mmadụ.

Mbụze ahụ metụtara ọtụtụ ndị mmadụ.

The landslide affected many people.

Ọtụtụ ụlọ dara maka mbuze ahụ e nwere n'obodo m.

Ọtụtụ ụlọ dara maka mbuze ahụ e nwere n'obodo m.

So many houses collapsed as a result of the landslide in my community.

Mbụze emebiela okporụụzọ anyị.

Mbụze emebiela okporụụzọ anyị.

Landslide has destroyed our road.

Gọọmentị na-agba mbọ iji gbochie ọdachi mbuze.

Gọọmentị na-agba mbọ iji gbochie ọdachi mbuze.

The government is doing their best to avoid landslide disaster.

ṃbùzé

m̀bùze

Wordm̀bùze
Definitions

Noun

1.the washing away of the earth's surface by water or wind; erosion

2.gully

Related Term
Word Stem

Examples

Ndị mmadụ na-ekpofu ahịhịa na mbuze ahụ

Ndị mmadụ na-ekpofu ahịhịa na mbuze ahụ

People dispose refuse in that gully.

E nwere nnukwu mbuze n'ogbe ha.

E nwere nnukwu mbuze n'ogbe ha.

This is a huge erosion site in their area.

Ụlọ ahụ dị n'akụkụ mbuze.̣

Ụlọ ahụ dị n'akụkụ mbuze.̣

The house is by a gully.

Mbuze buuru ụlọ ha.

Mbuze buuru ụlọ ha.

Their house was carried away by erosion.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.