éró
ero
Word | ero |
Definitions | Noun 寈堆 1.a fungal growth that typically takes the form of an open umbrella; mushroom |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ero na-amasị Chidimma nke ukwu.
Ero na-amasị Chidimma nke ukwu.
Chidimma likes mushrooms so much.
Ọ bughị ero niile ka a na-eri eri.
Ọ bughị ero niile ka a na-eri eri.
Not all mushrooms are edible.
O ji ero sie ya bụ ofe.
O ji ero sie ya bụ ofe.
He used mushroom to cook the soup.
Anyị na-eri ero.
Anyị na-eri ero.
We are eating mushroom.
Ero na-atọ ụtọ.
Ero na-atọ ụtọ.
Mushroom is delicious.
O siri ofe ero.
O siri ofe ero.
She cooked mushroom soup.
Achọrọ m ero.
Achọrọ m ero.
I need/want mushroom.
árò
arò
Word | arò |
Definitions | Noun 1.deliberation, suggestion |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Uche tụnyeere ya aro.
Uche tụnyeere ya aro.
Uche made suggestions to him/her.
Ọ tụrụ aro ka egbụo onye ọbụla ejidere.
Ọ tụrụ aro ka egbụo onye ọbụla ejidere.
He justed that anyone caught should be killed.
Nchọcha a nwere ọtụtụ ntụnye aro.
Nchọcha a nwere ọtụtụ ntụnye aro.
This research work has many recommendations.
Aro gị amaka.
Aro gị amaka.
Your suggestions are wonderful.
Nkechi nọ na-ege naanị ntị kama ịtụta aro.
Nkechi nọ na-ege naanị ntị kama ịtụta aro.
Nkechi was only listening instead of suggesting something.
Ụmụnna na-atụ aro.
Ụmụnna na-atụ aro.
The kinsmen are deliberating.
árö
arọ
Word | arọ |
Definitions | Noun 㬯 1.heaviness; weight |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Akwụkwọ ahụ adịghị arọ.
Akwụkwọ ahụ adịghị arọ.
That book is not heavy.
Bịa ka anyị buru akpa a, ọ dị arọ.
Bịa ka anyị buru akpa a, ọ dị arọ.
Come let us carry this bag, it is heavy.
O kwuru na ọ chọghị ibu arọ.
O kwuru na ọ chọghị ibu arọ.
He stated that he does not want heavy luggage.
Akpa osikapa a dị ezigbo arọ
Akpa osikapa a dị ezigbo arọ
This bag of rice is very heavy.
Enweghị m ike ibuli okwute ahụ n'ihi arọ ya.
Enweghị m ike ibuli okwute ahụ n'ihi arọ ya.
I cannot lift the stone because of it's weight.