Nkọwa okwu logo
Beta

kwé

kwe

Wordkwe
Definitions

Active verb

1.congeal; coagulate; firm (firm up);

2.stiff; erect; enlarged and rigid

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ ga-ekwe ma ị kwagharịa ya nkeji abụọ.

Ọ ga-ekwe ma ị kwagharịa ya nkeji abụọ.

It will congeal if you stir it for two minutes.

Onye kwere ụta ahụ?

Onye kwere ụta ahụ?

Who stringed that bow?

Mmanụ a chọrọ ikwe.

Mmanụ a chọrọ ikwe.

This oil wants to conjeal.

O kwere ka m tinyechara ya na njụoyi.

O kwere ka m tinyechara ya na njụoyi.

It congealed after I put it in the refrigirator.

Na-akpagharị ya. Ọ ga-ekwe.

Na-akpagharị ya. Ọ ga-ekwe.

Keep stirring it. It will congeal.

Ịgba ahụ na-ekwe ekwe ma anwụ chaa ya.

Ịgba ahụ na-ekwe ekwe ma anwụ chaa ya.

The drum is turgid when beaten by the sun.

Wepụ ndị niile ga-ekwe ekwe.

Wepụ ndị niile ga-ekwe ekwe.

Remove all the ones that will be stiff.

Hapụ ya ka o kwee ekwe.

Hapụ ya ka o kwee ekwe.

Allow it to be turgid.

O kwere ekwe.

O kwere ekwe.

It is turgid.

Ede na-ekwe ofe.

Ede na-ekwe ofe.

Cocoyam coagulates soup.

Ikwe ya ekwe ga-aka mma.

Ikwe ya ekwe ga-aka mma.

It will be best to make it turgid.

Ọ na-ekwe ka ị na-afụ ya.

Ọ na-ekwe ka ị na-afụ ya.

It is stiffening as you are pumping it.

Jiri eriri a kwee ya.

Jiri eriri a kwee ya.

Use this rope to firm it up.

wú

wu

Wordwu
Definitions

Active verb

1.build; construct or erect, especially a building

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị ga-ewu ụlaahịa ebe a.

Anyị ga-ewu ụlaahịa ebe a.

We will build a store here.

Wuo ụlọ ọzọ n'azụ nke a.

Wuo ụlọ ọzọ n'azụ nke a.

Build another house behind this one.

Gọọmentị na-ewu ụlọ maka ndị ogbenye.

Gọọmentị na-ewu ụlọ maka ndị ogbenye.

Government is building a house for the poor.

Ha achọghị iwu ya ka o buo oke ibu.

Ha achọghị iwu ya ka o buo oke ibu.

They don't want to construct it to be too big.

Nkume ndị na-ewu ụlọ jụrụ...

Nkume ndị na-ewu ụlọ jụrụ...

The stone which those who build a house rejected...

Kedụ ụlọọrụ wuru akwammiri ahụ?

Kedụ ụlọọrụ wuru akwammiri ahụ?

Which company constructed that bridge?

kwü ötö

kwụ ọtọ

Wordkwụ ọtọ
Definitions

Passive verb

隅孔

1.stand up; stand upright or straight; be erect

2.(figurative) be right, upright, just, or sensible

Related Terms
Word Stems

Examples

Mmadụ niile, kwụrụ ọtọ!

Mmadụ niile, kwụrụ ọtọ!

Everybody, stand up!

Okwu ya kwụ ọtọ.

Okwu ya kwụ ọtọ.

His speech makes sense.

Ha na-akwụ ọtọ oge ọbụla n'ụlọọrụ ha.

Ha na-akwụ ọtọ oge ọbụla n'ụlọọrụ ha.

They stand all they time in their work place.

Oche adịghị , ha ga-akwụ ọtọ.

Oche adịghị , ha ga-akwụ ọtọ.

There are no chairs, they will stand.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.