Nkọwa okwu logo
Beta

ànyïnwà

ànyịnwà

Wordànyịnwà
Definitions

Pronoun

菓怠

1.first person plural pronoun equivalent of first person singular object pronoun which can be used as a subject; we precisely in particular

Related Term
Word Stem

Examples

Anyịnwa bụ ndị ga-esi nri ahụ.

Anyịnwa bụ ndị ga-esi nri ahụ.

We are the ones that will cook the food.

Anyịnwa ka a zụtaara akwụkwọ ahụ.

Anyịnwa ka a zụtaara akwụkwọ ahụ.

It is us that those books were bought for.

Emeka sị na ọ bụ anyịnwa nwe ịchụ mmiri taata.

Emeka sị na ọ bụ anyịnwa nwe ịchụ mmiri taata.

Emeka said that us that have to fetch water today.

Ọ bụ anyịnwa nwe akpa ahụ.

Ọ bụ anyịnwa nwe akpa ahụ.

It is us that have that bag.

Anyịnwa nwe ịza ihe.

Anyịnwa nwe ịza ihe.

It is our turn to sweep.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.