Nkọwa okwu logo
Beta

òròmá

òròma

Wordòròma
Definitions

Noun

寍画

1.orange (fruit)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ndị Benue na-akọpụta oroma nnukwu.

Ndị Benue na-akọpụta oroma nnukwu.

Benue people produce oranges in large quantities.

Osisi oroma na-esi ike.

Osisi oroma na-esi ike.

The orange tree is strong

E ji oroma emepụta mmanya ọtọbịrịbịrị.

E ji oroma emepụta mmanya ọtọbịrịbịrị.

Oranges are used to produce juice.

Kedụ onye nwe oroma a?

Kedụ onye nwe oroma a?

Who owns this orange?

Oroma a tọrọ ezigbo ụtọ.

Oroma a tọrọ ezigbo ụtọ.

This orange is sweet.

Zụtara m oroma ma ị lọtawa.

Zụtara m oroma ma ị lọtawa.

Buy me orange when you are returning.

Nye m oroma.

Nye m oroma.

Give me orange.

Oroma a tọrọ ụtọ.

Oroma a tọrọ ụtọ.

This orange is sweet

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.