ányü
anyụ̄
Word | anyụ̄ |
Definitions | Noun 㨓 1.pumpkin (the fruit) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ada enweghị mmasị iri anyụ.
Ada enweghị mmasị iri anyụ.
Ada does not like eating pumpkin.
Anyị riri ji na anyụ.
Anyị riri ji na anyụ.
We ate yam and pumpkin.
Anyụ dị ụkọ ugbu a.
Anyụ dị ụkọ ugbu a.
Pumpkin is scarce now.
Anyụ na-edozi ahụ.
Anyụ na-edozi ahụ.
Pumpkin nourishes the body
Nne na-ere anyụ
Nne na-ere anyụ
Mother sells pumpkin.
Anyụ dị ọnụ n'ahịa.
Anyụ dị ọnụ n'ahịa.
Pumpkin is costly at the market.
ányü
anyụ̄
Word | anyụ̄ |
Definitions | Noun 1.axe (also anyikē, anyụ ikē), see separate entry |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyụ gburu m n'ụkwụ.
Anyụ gburu m n'ụkwụ.
Axe hit me on the leg.
Mmọnwụ ụmụ okorobịa na-eji anyụ.
Mmọnwụ ụmụ okorobịa na-eji anyụ.
Youth masquerade carry axe.
E ji anyụ atụwa nkụ.
E ji anyụ atụwa nkụ.
Axe is used to break firewood.
ányíkē
anyikē
Word | anyikē |
Definitions | Noun 1.axe |
Variations | anyụ̄ |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Anyike ahụ adịghị nkọ.
Anyike ahụ adịghị nkọ.
That axe is not sharp.
O ji anyike awa nkụ.
O ji anyike awa nkụ.
He breaks the firewood with axe.
Anyike kụrụ ya n'ụkwụ.
Anyike kụrụ ya n'ụkwụ.
Axe hit him on the leg.
Ọ zụtara anyike abụọ.
Ọ zụtara anyike abụọ.
He bought two axes.
Onye nwe anyike a?
Onye nwe anyike a?
Who has this axe?