Nkọwa okwu logo
Beta

ányáḿmírí

anyammīrī

Wordanyammīrī
Definitions

Noun

目水

1.tears

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyammiri jupụtara ya anya mgbe ana-ekwu maka ọnwụ di ya.

Anyammiri jupụtara ya anya mgbe ana-ekwu maka ọnwụ di ya.

Tears filled her eyes when the death of her husband was talked about.

Ihe bara ya anya mere ka anyammiri ju ya anya.

Ihe bara ya anya mere ka anyammiri ju ya anya.

What entered her eyes caused her to tear up.

Enweghị anyammiri dị ya n'anya.

Enweghị anyammiri dị ya n'anya.

There are no tears in her eyes.

Anyammiri pụtara ya n'anya.

Anyammiri pụtara ya n'anya.

Tears came out of his eyes.

Biko hichaa anyammiri gị.

Biko hichaa anyammiri gị.

Please wipe your tears.

Nwa a na-eme m ihe anyammiri.

Nwa a na-eme m ihe anyammiri.

This child is causing me tears.

Anyammiri abụghị nri.

Anyammiri abụghị nri.

Tears are not food.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.