Nkọwa okwu logo
Beta

ńnųnų

nnụ̀nụ̀

Wordnnụ̀nụ̀
Definitions

Noun

1.bird

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nnụnụ na-eyi akwa n'akwụ.

Nnụnụ na-eyi akwa n'akwụ.

Birds lay egg in the nest.

Nnụnụ na-ebi n'akwụ.

Nnụnụ na-ebi n'akwụ.

Birds live in nests.

Nnụnụ na-enwe ụcha dị ichiiche.

Nnụnụ na-enwe ụcha dị ichiiche.

Birds have different colours.

Nnụnụ na-eri ahụhụ.

Nnụnụ na-eri ahụhụ.

Birds eat insects.

Nnụnụ na-efe efe.

Nnụnụ na-efe efe.

Birds fly.

óghérē

ogherē

Wordogherē
Definitions

Noun

寍故r寈

1.opening; hole

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Gịnị mere oghere ji dị ebe a?

Gịnị mere oghere ji dị ebe a?

Why is there a hole here?

Mgbidi ahụ nwere oghere iri.

Mgbidi ahụ nwere oghere iri.

That wall has ten openings.

E mechiela oghere ahụ na-agba mmiri.

E mechiela oghere ahụ na-agba mmiri.

The water leaking hole has been sealed.

E ji nnukwu igwe wee gwupuo oghere ahụ.

E ji nnukwu igwe wee gwupuo oghere ahụ.

A huge iron was used to create the hole

O si na oghere ahụ rịpụta.

O si na oghere ahụ rịpụta.

It crawled from the hole.

Oghere ahụ miri emi.

Oghere ahụ miri emi.

That hole is deep.

ólùlù

olùlù

Wordolùlù
Definitions

Noun

昭昭

1.pit; hole in the ground

Related Terms
Word Stems

Examples

Agwọ na-ebi n'olulu.

Agwọ na-ebi n'olulu.

Snake lives in holes.

Ha kwanyere ya n'ime olulu.

Ha kwanyere ya n'ime olulu.

They pushed him into the pit.

Ha na-egwu olulu.

Ha na-egwu olulu.

They are digging pit.

Ha tụnyere akpa m n'ime olulu.

Ha tụnyere akpa m n'ime olulu.

They threw my bag inside the pit.

Olulu ahụ miri emi nke ukwu.

Olulu ahụ miri emi nke ukwu.

That pit is too deep.

élú

elu

Wordelu
Definitions

Noun

1.up; top

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Akpa m nọ n'elu ochenkwago.

Akpa m nọ n'elu ochenkwago.

My bag is on the table.

Chilie aka gị elu.

Chilie aka gị elu.

Raise your hands up.

Chịsa akwa ndị ahụ n'elu oche.

Chịsa akwa ndị ahụ n'elu oche.

Drop those cloths on top of the chair.

Lelie anya n'elu.

Lelie anya n'elu.

Look up.

Onye nọ n'elu ebe ahụ?

Onye nọ n'elu ebe ahụ?

Who is up there?

Ọ rigoro n'elu ụlọ.

Ọ rigoro n'elu ụlọ.

He climbed to the roof top.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.