tíchàpų
tichàpụ̀
Word | tichàpụ̀ |
Definitions | Active verb 1.beat off entirely 2.shake off, beat off, entirely (e.g. dust or sand with palm of the hand) |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Achọrọ m itichapụ uzuzu kpọro n'akwa m.
Achọrọ m itichapụ uzuzu kpọro n'akwa m.
I want to beat off the dust on my cloths.
Ọ na-etichapụ etu m ahụ.
Ọ na-etichapụ etu m ahụ.
She is dusting off the dust
bügbàdò
bụgbàdò
Word | bụgbàdò |
Definitions | Adverb 1.without an exception; whole; complete 2.entirely included |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọsịsa o nyere bụgbado ihe ajụrụ ya.
Ọsịsa o nyere bụgbado ihe ajụrụ ya.
His answer was entirely what he was asked.
Nwunye m bụgbado ihe chọrọ na nwaanyị.
Nwunye m bụgbado ihe chọrọ na nwaanyị.
My wife is completely what I want in a woman.
Chineke bụgbado onye kere ụwa niile.
Chineke bụgbado onye kere ụwa niile.
God is entirely the creator of the whole universe.
Mmadụ niile nọ ebe a bụ̣gbado ụmụakwụkwọ
Mmadụ niile nọ ebe a bụ̣gbado ụmụakwụkwọ
The entire people here are students