ràtá
ràta
Word | ràta |
Definitions | Active verb 惨怠 1.seduce; entice; lead astray; persuade someone, especially to do something bad |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achọrọ m ịrata onye nkụzi anyị ebe a.
Achọrọ m ịrata onye nkụzi anyị ebe a.
I want to lead our teacher astray to come here.
E ji nri arata nkịta.
E ji nri arata nkịta.
Food is used to entice dogs.
Ọ na-arata ndị mmadu ebe a.
Ọ na-arata ndị mmadu ebe a.
He leads people astray to this place.
Rata ya ebe a ka anyị tie ya ihe.
Rata ya ebe a ka anyị tie ya ihe.
Entice him to come here so we can beat him.
Onye ga-arata soja ahụ ebe a?
Onye ga-arata soja ahụ ebe a?
Who is going to lead that soldier astray to this place.
Ọ ga-arata ya echi.
Ọ ga-arata ya echi.
She will deceive him to come tomorrow.
Ọ ratara m.
Ọ ratara m.
He seduced me.
Emeka ji anụ rata m.
Emeka ji anụ rata m.
Emeka enticed me with meat.
tó ákpïrï
to ākpị̄rị̄
Word | to ākpị̄rị̄ |
Definitions | Active verb 河険 1.delight; entice; appeal (especially food) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ejizila achịcha eto nwa ahụ akpịrị.
Ejizila achịcha eto nwa ahụ akpịrị.
Stop enticing the child with biscuits.
Ito mmadụ akpịrị adịghị mma.
Ito mmadụ akpịrị adịghị mma.
Enticing somebody is not good.
Ofe ahụ na-eto akpịrị.
Ofe ahụ na-eto akpịrị.
The soup is appealing/enticing.
Ọ ga-eji ego too ya akpịrị.
Ọ ga-eji ego too ya akpịrị.
She will be enticed with money.
O toro m akpịrị.
O toro m akpịrị.
He enticed me.
Ọ ga-eji ego too ya akpịrị.
Ọ ga-eji ego too ya akpịrị.
She will be enticed with money.
O siri ji awaị na-eto akpịrị.
O siri ji awaị na-eto akpịrị.
She prepared an enticing yam porridge.
Ahụ Uju na-eto akpịrị.
Ahụ Uju na-eto akpịrị.
Uju's skin is enticing.
Ofe ahụ na-eto akpịrị.
Ofe ahụ na-eto akpịrị.
The soup is appealing/enticing.
Ejizila achịcha eto nwa ahụ akpịrị.
Ejizila achịcha eto nwa ahụ akpịrị.
Stop enticing the child with biscuits.
Ito mmadụ akpịrị adịghị mma.
Ito mmadụ akpịrị adịghị mma.
Enticing somebody is not good.