bí èlèlè
bi èlèlè
Word | bi èlèlè |
Definitions | Active verb 1.enjoy; have fun |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Anyị na-ebi elele ebe ahụ na ngwụcha izụụka ọbụla.
Anyị na-ebi elele ebe ahụ na ngwụcha izụụka ọbụla.
We have fun there every weekend.
Metuo obi, bie elele!
Metuo obi, bie elele!
Relax and have fun!
kpórí ńdų
kpori ndụ̀
Word | kpori ndụ̀ |
Definitions | Active verb 1.have fun; enjoying |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ụmụ m na-ekpori ndụ.
Ụmụ m na-ekpori ndụ.
My children are having fun.
Anyị ga-ekpori ndụ taa.
Anyị ga-ekpori ndụ taa.
We will have fun today.
Ikpori ndụ na-adị ya mma.
Ikpori ndụ na-adị ya mma.
He likes enjoyment.
Ọ dị ka ị chọrọ ikpori ndụ.
Ọ dị ka ị chọrọ ikpori ndụ.
It seems you want to have fun.
Anyị kporiri ndụ n'ụlọ oriri na ọṅụṅụ ahụ.
Anyị kporiri ndụ n'ụlọ oriri na ọṅụṅụ ahụ.
We enjoyed ourselves at that restaurant.
Bịa ka anyị kporie ndụ.
Bịa ka anyị kporie ndụ.
Come let us have fun.
Ha niile na-ekpori ndụ.
Ha niile na-ekpori ndụ.
All of them are enjoying.
Obi na nwunye ya gara kporie ndụ.
Obi na nwunye ya gara kporie ndụ.
Obi and his wife enjoyed.
pótólí
potolī
Word | potolī |
Definitions | Active verb 1.enjoying oneself; having fun |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Eze potoliri ebe a nke ọma.
Eze potoliri ebe a nke ọma.
The king had fun here.
Emeka na-epotoli ụwa ya.
Emeka na-epotoli ụwa ya.
Emeka is enjoying his life.
Ebee ka anyị ga-epotoli onwe anyị?
Ebee ka anyị ga-epotoli onwe anyị?
Where are we going to enjoy ourselves?
Kpọọ nwunye gị ka ọ bịa potolie.
Kpọọ nwunye gị ka ọ bịa potolie.
Call your wife to come and enjoy.
Abịaghị m ipotoli ebe a.
Abịaghị m ipotoli ebe a.
I am not her to enjoy.
kpórí
kpori
Word | kpori |
Definitions | Active verb 1.enjoy; eating with hand by scooping |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
E jidere ya ebe ọ na-ekpori ndụ.
E jidere ya ebe ọ na-ekpori ndụ.
She was caught where she was enjoying herself.
Obika ji aka na-ekpori osikapa ahụ.
Obika ji aka na-ekpori osikapa ahụ.
Obika is scooping the rice with his hands.
Ebube ruo Abụja, ọ ga-ekpori ndụ.
Ebube ruo Abụja, ọ ga-ekpori ndụ.
When Ebube gets to Abuja, he will enjoy herself.
Uju na-ekpori ndụ.
Uju na-ekpori ndụ.
Uju is enjoying herself.
gbá òkóróbïà
gba òkorobịà
Word | gba òkorobịà |
Definitions | Active verb 1.become adolescent (of man) 2.enjoying bachelorhood |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ịgba okorobịa bụ inwe ezi amamihe.
Ịgba okorobịa bụ inwe ezi amamihe.
To become a man is to have wisdom.
Obinna ka na-agba okorobia.
Obinna ka na-agba okorobia.
Obinna is still enjoying his young age.
Gbaa okorobịa mgbe ị kwesịrị.
Gbaa okorobịa mgbe ị kwesịrị.
Become an adolescent when you have to.
Ọ gbara okorobịa nke ọma.
Ọ gbara okorobịa nke ọma.
He enjoyed his adolescent age.
Obinna na-agba okorobịa.
Obinna na-agba okorobịa.
Obinna is now an adolescent.
Ọ ga-agba okorobịa n'afọ nne ya?
Ọ ga-agba okorobịa n'afọ nne ya?
Will he become a man in his mother's womb?