kwàlíté
kwàlite
Word | kwàlite |
Definitions | Active verb 1.promote; enhance; raise; to lift or move something to a higher level |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anỵi ga-akwalite omenaala anyị
Anỵi ga-akwalite omenaala anyị
We will promote our culture
Ọ chọghị ịkwalite m.
Ọ chọghị ịkwalite m.
He does not want to promote.
Ọ dị mma ka akwalite Ude.
Ọ dị mma ka akwalite Ude.
It is nice to promote Ude.
Anyị chọrọ ịkwalite agụmakwụkwọ n'obodo a.
Anyị chọrọ ịkwalite agụmakwụkwọ n'obodo a.
We want to promote education in this country.
Unu a ga-akwalite anyị?
Unu a ga-akwalite anyị?
Will you people promote us?
Onye kwalitere ozi a bụ Mz. Ikechukwu.
Onye kwalitere ozi a bụ Mz. Ikechukwu.
The person that promoted this message is Mr. Ikechukwu.
Ọ kwalitere ọchịchị ụmụnwaanyị n'oge ya.
Ọ kwalitere ọchịchị ụmụnwaanyị n'oge ya.
He promoted leadership for women in his time.
Egwu a na-akwalite mmụọ mụ.
Egwu a na-akwalite mmụọ mụ.
This song lifts up my spirit.
Anyị na-akwalite asụsụ Igbo.
Anyị na-akwalite asụsụ Igbo.
We are promoting the Igbo Language.
O kwere nkwa na ọ ga-akwalite mmepe obodo.
O kwere nkwa na ọ ga-akwalite mmepe obodo.
He promised that he will promote development of the country.
Ọ bụrụ na ọ banye n'ọchịchị, ọ ga-akwalite ọnọdụ akụnụba.
Ọ bụrụ na ọ banye n'ọchịchị, ọ ga-akwalite ọnọdụ akụnụba.
If he enters into governance, he will enhance the state of wealth.