ńgìlīígbò
ngìliigbò
| Word | ngìliigbò |
| Definitions | Noun 四 1.english-Igbo; a variety of Igbo speech involving a mixture of Igbo and English; English and Igbo code-switching. |
| Variations | Ingiligbo |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Onye asụzịla ngiliigbo.
Onye asụzịla ngiliigbo.
Avoid speaking English-Igbo.
Onye ọbụla sụrụ ngiliigbo ga-akwụ ụgwọ.
Onye ọbụla sụrụ ngiliigbo ga-akwụ ụgwọ.
Whoever speaks English-Igbo would pay a fine.
O jiri ngiliigbo dee edemede ya.
O jiri ngiliigbo dee edemede ya.
He wrote his essay with English-Igbo.
Ndị amaghị asụ Igbo na-asụkabe ngiliigbo.
Ndị amaghị asụ Igbo na-asụkabe ngiliigbo.
Those that do not know how to speak Igbo speaks English-Igbo.
Ngiliigbo bụ ihe na-emebisi asụsụ Igbo.
Ngiliigbo bụ ihe na-emebisi asụsụ Igbo.
English-Igbo is what is killing Igbo language.
Ngiliigbo ya na-atọ ọchị.
Ngiliigbo ya na-atọ ọchị.
His English-Igbo is funny.