Nkọwa okwu logo
Beta

örü

ọrụ

Wordọrụ
Definitions

Noun

寊奥

1.work; task; job; employment

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọrụ ahụ amasịghị m.

Ọrụ ahụ amasịghị m.

I did not like that job.

Ịnya ụgbọala bụ ọrụ m.

Ịnya ụgbọala bụ ọrụ m.

Driving is my job.

Ọrụ na-aga nke ọma.

Ọrụ na-aga nke ọma.

Work is going well.

Ụmụnne m gara ọrụ.

Ụmụnne m gara ọrụ.

My siblings went to work.

O nwetara ọrụ ebe a na-arụpụta ụgbọala.

O nwetara ọrụ ebe a na-arụpụta ụgbọala.

She got a job in a car factory.

Bịa ka anyị jee ọrụ.

Bịa ka anyị jee ọrụ.

Come and let us go to work.

Gịni bụ ọrụ gị?

Gịni bụ ọrụ gị?

What is your work?

Bịa ka m gosi gị ọrụ ị ga-arụrụ m.

Bịa ka m gosi gị ọrụ ị ga-arụrụ m.

Come let me show you the work you will do for me.

O nwetara ọrụ ahụ.

O nwetara ọrụ ahụ.

He got that job.

Ọrụ ike anaghị amasị m.

Ọrụ ike anaghị amasị m.

I don't like hard labour.

Chinasa adịghị ike ọrụ.

Chinasa adịghị ike ọrụ.

Chinasa is not hardworking.

Ọ dị ike ọrụ.

Ọ dị ike ọrụ.

He is hardworking.

Onye ka e nyere ọrụ a?

Onye ka e nyere ọrụ a?

Who was assigned to this task?

Ọrụ a tara akpụ.

Ọrụ a tara akpụ.

This task is difficult.

Kedụ onye ọ bụ ọrụ ya ịkpọghe ụzọ?

Kedụ onye ọ bụ ọrụ ya ịkpọghe ụzọ?

Whose duty is it to open the gate?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.