münwà
mụnwà
Word | mụnwà |
Definitions | Pronoun 1.I myself, me (emphatic) 2.I myself |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ bụ mụnwa nyere ya ego ahụ.
Ọ bụ mụnwa nyere ya ego ahụ.
It was me that gave me that gave her that money.
O ji mụnwa maa atụ.
O ji mụnwa maa atụ.
He used me for an example.
A ga-ekwuwe maka ihe ọjọọ i mere mụnwa?
A ga-ekwuwe maka ihe ọjọọ i mere mụnwa?
Should i start talking about the evil you did to me.
Ọ kwa mụnwa gwara gị erila nri be Ndụka?
Ọ kwa mụnwa gwara gị erila nri be Ndụka?
Was I not the one that told you not to at Nduka's house?
Ọ bụ mụnwa ka ị na-agwa?
Ọ bụ mụnwa ka ị na-agwa?
Are you speaking to me?