Nkọwa okwu logo
Beta

kpöńkwèṃ

kpọnkwèm̀

Wordkpọnkwèm̀
Definitions

Adverb

1.used to emphasize a particular number or description; specifically; precisely

Variationskpọmkwèm̀
Related Terms
Word Stems

Examples

O mere ebe a, kpọnkwem.

O mere ebe a, kpọnkwem.

It happened here, precisely.

Tụọ aka kpọnkwem, ihe ị chọrọ.

Tụọ aka kpọnkwem, ihe ị chọrọ.

Point, specifically, at what you want.

Anọ m ebe ahụ, kpọnkwem, na-eche gị.

Anọ m ebe ahụ, kpọnkwem, na-eche gị.

I am waiting for you there, precisely.

Ahụrụ m ya kpọnkwem!

Ahụrụ m ya kpọnkwem!

I specifically saw him!

O kwuru kpọnkwem ihe na-eme ya.

O kwuru kpọnkwem ihe na-eme ya.

He said exactly what is wrong with him.

Ọ bụ n'elekere iri, kpọmkwem, ka ha rutere.

Ọ bụ n'elekere iri, kpọmkwem, ka ha rutere.

It was, specifically, at ten o'clock that they reached.

Gwa m kpọnkwem ihe niile mere.

Gwa m kpọnkwem ihe niile mere.

Tell me exactly everything that happened.

-zï

-zị

Word-zị
Definitions

Extensional suffix

1.usually attached to a verb or negator '-ghi' to mean 'no longer' 'no more' 'any more' or 'not' to emphasize the first negator

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

O beghizi akwa ọzọ.

O beghizi akwa ọzọ.

She did not cry again.

Erizila nri ahụ.

Erizila nri ahụ.

Don't eat that food anymore.

Agaghị m abịazi ebe a ọzọ.

Agaghị m abịazi ebe a ọzọ.

I will no longer come here again.

Nnenna anaghị arụzi n'ụlọọrụ ahụ.

Nnenna anaghị arụzi n'ụlọọrụ ahụ.

Nnenna no longer works in that company.

Nneka sị na ọ gaghị amụzi nwa ọzọ.

Nneka sị na ọ gaghị amụzi nwa ọzọ.

Nneka said that she will no longer have another child.

Biko, asịzila asị ebe a.

Biko, asịzila asị ebe a.

Please, don't lie here anymore.

Ndụka ebighịzi ebe a.

Ndụka ebighịzi ebe a.

Ndụka no longer live here.

Arịọzịla ya.

Arịọzịla ya.

Don't beg him anymore.

Ndidi, ekwuzịla oke okwu.

Ndidi, ekwuzịla oke okwu.

Ndidi, stop talking to much.

Anọzịla ebe a.

Anọzịla ebe a.

Don't stay here anymore.

Ha anaghị agazị mmiri.

Ha anaghị agazị mmiri.

They no longer go to the stream.

Emeka ebighịzị ebe a.

Emeka ebighịzị ebe a.

Emeka no longer lives here.

Ewetazila nke ahụ.

Ewetazila nke ahụ.

Don't bring that one anymore.

O nyeghịzi m akwụkwo ahụ.

O nyeghịzi m akwụkwo ahụ.

He did not give me that book.

O jughizi n'ọnụ.

O jughizi n'ọnụ.

It was no longer filled to the brim.

Anọzila ebe a.

Anọzila ebe a.

Don't stay here anymore.

Ha ekwughizi banyere ya.

Ha ekwughizi banyere ya.

They did not talk about it again.

Agaghị m azụzị akpa ahụ.

Agaghị m azụzị akpa ahụ.

I will no longer buy that bag.

Emeka sị na ọ gaghị abịazi.

Emeka sị na ọ gaghị abịazi.

Emeka said that he will no longer come.

Anyị agaghị erizi nri ebe a.

Anyị agaghị erizi nri ebe a.

We will no longer eat here.

Agaghị m azụzị akpa ahụ.

Agaghị m azụzị akpa ahụ.

I will no longer buy that bag.

Agụzịla akwụkwọ ahụ.

Agụzịla akwụkwọ ahụ.

Don't read that book anymore.

Uche, ewezịla iwe.

Uche, ewezịla iwe.

Uche, stop being angry.

Amaka anaghị arụzị n'ụlọọrụ ahụ.

Amaka anaghị arụzị n'ụlọọrụ ahụ.

Amaka no longer works in that company.

Asịzịla asị ebe a.

Asịzịla asị ebe a.

Don't lie here any more.

Chike sị na ọ gaghị abịazi.

Chike sị na ọ gaghị abịazi.

Chike said that he will no longer come.

Ọ naghị erizị nri a.

Ọ naghị erizị nri a.

He is no longer eating this food.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.