Nkọwa okwu logo
Beta

ṃmèṃmé

m̀mèm̀me

Wordm̀mèm̀me
Definitions

Noun

1.party; an event, festival, ceremony or occasion

Related Terms
Word Stems

Examples

A gara m mmemme agbamakwụkwọ ha.

A gara m mmemme agbamakwụkwọ ha.

I attended their wedding ceremony.

Nna m bụ onye mmemme.

Nna m bụ onye mmemme.

My father likes festivities.

Anyị na-eme mmemme Ekeresimeesi.

Anyị na-eme mmemme Ekeresimeesi.

We are celebrating Christmas.

O righị ihe ọbụla na ya bụ mmemme.

O righị ihe ọbụla na ya bụ mmemme.

He ate nothing in the ceremony.

I nwere ike igosi me ebe a na-eme mmemme ahụ?

I nwere ike igosi me ebe a na-eme mmemme ahụ?

Can you show me the venue of the ceremony?

Ọ gbara akwụkwọ n'oge mmemme.

Ọ gbara akwụkwọ n'oge mmemme.

She wedded during the festive period.

Mmemme ọnwụ ya wuru ewu n'obodo.

Mmemme ọnwụ ya wuru ewu n'obodo.

His burial ceremony was popular in the vilage.

Odo esonyeghị na mmemme ahụ.

Odo esonyeghị na mmemme ahụ.

Odo did not partake in the ceremony.

Udoka mefuru nnukwu ego na mmemme agbamnkwụ ha.

Udoka mefuru nnukwu ego na mmemme agbamnkwụ ha.

Udoka spent so much money in their traditional marriage ceremony.

Ọtụtụ ndị mmadụ bịara mmemme ahụ.

Ọtụtụ ndị mmadụ bịara mmemme ahụ.

So many people attended that ceremony.

Nna m ga-abụ onyeisi mmemme ahụ.

Nna m ga-abụ onyeisi mmemme ahụ.

My father will be the chairman of that ceremony.

Kedụ mgbe mmemme a ga-ebido?

Kedụ mgbe mmemme a ga-ebido?

When will this ceremony start?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.